Loading...

Download
  • Genre:Gospel
  • Year of Release:2022

Lyrics

Ngọzị Chukwu Nna juru m ahụ o!

Amara Chineke juru na ndụ mo (leenu amara Chineke ngọzị Chukwu!)

A bụzi m onye a gọziri agọzị eh

Aga m eji gịnị kele Olisa maka ihe Ọ na-eme (aga m eji gịnị kele Ya)

Olisa (Onyengọzị)


K'anyị jee! k'anyị jee nụ jee kelee Chukwu

Onyengọzị

Bịanụ soro m tobe Chukwu

N'Ọ bụ Onyengọzị

Ngọzị Chineke bar' ụba na ndụ mo (amara Ya o riri m ọnụ)

Lekene (eh)

Onye ka m bụ n'ụwa Chineke jiri cheta m

(Gwanụ mo!)

Ọ gọzịela mo! (lee ngọzị Chukwu erugo m aka)

Ọ gọzịela mo! (ngọzị Chukwu)

Ọ gọzịela mo! (ngọzị Chukwu erugo eh)

O tinyeere m jara

Nwanne m sorom kelee Ya

Ngọzị Chukwu erugo m aka (o rugo m'aka)

Sorom kelee Ya Ngọzị Chukwu erugo m aka!


Lekene mo! (lekene mo!)

Onye ka m bụ n'ụwa (leenu!)

Onye mmehie dị ka m ka Chukwu bunyelu ụkpa ngọzị

Ihe di wọrọ ogoli azụọla nụ n'ahịa

Ihe m na-achọ n'uko elu

Lekwa ya n'uko ala!

I ma na Chineke echetago mo!

Abụzi m onye agọzịri agọzị!


Onye kere ụwa Onyengọzị

O meela Olisa


K'anyị jee! k'anyị jee nụ jee kelee Chukwu

Onyengọzị

Bịanụ soro m tobe Chukwu

N'Ọ bụ Onyengọzị

Ngọzị Chineke bar' ụba na ndụ mo

Lekene (eh)

Onye ka m bụ n'ụwa Chineke jiri cheta m (onye? onye ka m bụ?)

Gwanụ mo!

Ọ gọzịela mo! (lee ngọzị Chukwu erugo m aka)

Ọ gọzịela mo! (ngọzị Chukwu)

Ọ gọzịela mo! (ngọzị Chukwu erugo eh)

O tinyeere m jara

Nwanne m sorom kelee Ya

Ngọzị Chukwu erugo m aka (o rugo m'aka)

Sorom kelee Ya Ngọzị Chukwu erugo m aka!


Ngọzị Chukwu bar'ụba n'ebe m nọ (bịa lelee NgọzịChukwu)

Amara Chineke bar'ụba na ndụ mo! (ngọzị Chineke mo NgọzịChukwu)

Ọ bụ ndụ O nyere mo?

Ka ọ bụ ahụike O nyere mo? (ngọzị Chineke mo NgọzịChukwu)

Ọ bụ ije Ọ na-edu mo?

Ka ọ bụ ekpere nke Ọ na-aza mo? (ngọzị Chineke mo NgọzịChukwu)

M gụkọwa ngọzị Chineke mo (ngọzị Chineke mo NgọzịChukwu)

Ọnụ m apụghị ịkọcha!

Chineke echetago mo (o chetago mo)

A bụzi m onye a gọzịri agọzị!


Onye kere ụwa Onyengọzị

O meela Olisa


K'anyị jee! k'anyị jee nụ jee kelee Chukwu

Onyengọzị

Bịanụ soro m tobe Chukwu

N'Ọ bụ Onyengọzị

Ngọzị Chineke bar' ụba na ndụ mo (amara Ya o riri m ọnụ)

Lekene (eh)

Onye ka m bụ n'ụwa Chineke jiri cheta m (onye? onye ka m bụ?)

Gwanụ mo!

Ọ gọzịela mo! (lee ngọzị Chukwu erugo m aka)

Ọ gọzịela mo! (ngọzị Chukwu)

Ọ gọzịela mo! (ngọzị Chukwu erugo eh)

O tinyeere m jara

Nwanne m sorom kelee Ya

Ngọzị Chukwu erugo m aka (o rugo m'aka)

Sorom kelee Ya Ngọzị Chukwu erugo m aka!


Soro m kelee Ya ngọzị Chukwu erugo m aka (o rugo m aka)

Kelee Ya ngọzị Chukwu erugo m aka

Soro m kelee Ya ngọzị Chukwu erugo m aka (o rugo m aka)

Kelee Ya ngọzị Chukwu erugo m aka


Soro mo k'anyị jee!

Soro mo k'anyị jee!

Bịanụ soro mo

Ken' Olisa bi n'igwe

Odu m ije mo!

Ọgwọ m ọrịa mo!

Chi na-asara m okwu

Ebube dike

Onye ngọzị

Aga m akọwa kọwa kọwa kọwa kọwa ọrụọma Ya!

Ihe ahụ o meere mo

Ọ dị mma eh

K'anyị jebe, jebe

Jebe, jebe, jebe!

K'anyị kele Ya Ngọzị Chukwu erugo m aka

Soro m kelee Ya Ngọzị Chukwu erugo m aka!


Onye kere ụwa Onyengọzị

O meela Olisa


K'anyị jee! k'anyị jee nụ jee kelee Chukwu

Onyengọzị

Bịanụ soro m tobe Chukwu

N'Ọ bụ Onyengọzị

Ngọzị Chineke bar' ụba na ndụ mo (amara Ya o riri m ọnụ)

Lekene (eh)

Onye ka m bụ n'ụwa Chineke jiri cheta m (onye? onye ka m bụ?)

(Gwanụ mo!)

Ọ gọzịela mo! (lee ngọzị Chukwu erugo m aka)

Ọ gọzịela mo! (ngọzị Chukwu)

Ọ gọzịela mo! (ngọzị Chukwu erugo eh)

O tinyeere m jara

Nwanne m sorom kelee Ya

Ngọzị Chukwu erugo m aka (o rugo m'aka)

Sorom kelee Ya Ngọzị Chukwu erugo m aka!

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234
          -You can log in via below methods-
          Reset password via e-mail
          -or-
          Reset password via e-mail
          Feedback on resetting password
          * It may take a longer time

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status