Somkenechukwu Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
(Soro m kene Ya)
So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
(Eh! Onye na-eme mma k' Ọ bụ)
Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
Ọ bụ Chi dị mma
Ọ dị mma na-eme mma
Eze Omemma
Chi mara mkpa mo!
Chi na-aza m ekpere!
E cheta obi esie ike mo!
Omeọkachie!
Ama ama amasị amasị!
Ebube dike!
Onye mmeri!
Oke Mmụọ!
Olol'ihe lor'ihe lor'ihe lor' enyi!
Ebube mbekumbe mo!
Nkume mgbe ebighiebi
Oke mmanwụ na-eti onwe ya
(Tuo Ya) Igwe! (igwe na-ezoro ọoha)
Sorom k'anyị je tụọro Ya Mma mma
Sị Ya n'O meela
Sị Ya daalụ o!
Olisa nke Igwe! Omeọkachie!
Aka m dị n'elu
Chukwu ọma nara aja ekele mo
(Ndi enyi mo!)
So m kene! So m kene! So m kene Chukwu!
Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma!
So m kene! So m kene! So m kene Chukwu!
Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma!
Ifeọma Chi na-emere mo!
Ọnụ m apụghi ikọcha ya
Ọlụọma Chi na-alụrụ mo!
Ọnụ m apụghi ikọcha ya!
O - o – o – oh!
Obi na-asọ mo, nwanne m!
So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
(Soro m kene Ya)
So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
(Eh! Onye na-eme mma k' Ọ bụ)
Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
Ọ bụ Chi dị mma
Ọ dị mma na-eme mma
Eze Omemma
Chi mara mkpa mo!
Chi na-aza m ekpere!
E cheta obi esie ike mo!
Omeọkachie!
Ama ama amasị amasị!
Ebube dike!
Onye mmeri!
Oke Mmụọ!
Olol'ihe lor'ihe lor'ihe lor' enyi!
Ebube mbekumbe mo!
Nkume mgbe ebighiebi
Oke mmanwụ na-eti onwe ya
(Tuo Ya) Igwe!!!
Soro mo k'anyị je tụọrọ Ya mma mma
Sị Ya n'O meela
Sị Ya daalụ o!
Olisa nke igwe! Omeọkachie!
Aka m dị n'elu
Chukwu ọma nara aja ekele mo
(Ndi enyi mo!)
So m kene! so m kene! so m kene Chukwu!
Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma!
So m kene! so m kene! so m kene Chukwu!
Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma!
Bịanụ soronu mo!
Ka anyị ken' Olisa
Bịa soronụ mo!
Ka anyi mee Ya Eze
O - o – o – oh!
Obi na-asọ mo, nwanne m!
So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
(Soro m kene Ya)
So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
(Eh! Onye na-eme mma k' Ọ bụ)
Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
Ọ bụ Chi dị mma
Ọ dị mma na-eme mma
Eze Omemma
Chi mara mkpa mo!
Chi na-aza m ekpere!
E cheta obi esie ike mo!
Omeọkachie!
Ama ama amasị amasị!
Ebube dike!
Onye mmeri!
Oke Mmụọ!
Olol'ihe lor'ihe lor'ihe lor' enyi!
Ebube mbekumbe mo!
Nkume mgbe ebighiebi
Oke mmanwụ na-eti onwe ya
(Tuo Ya) Igwe!!!
Soro mo k'anyị je tụọro Ya Mma mma
Sị Ya n'O meela
Sị Ya daalụ
Olisa nke Igwe! Omeọkachie!
Aka m dị n'elu
Chukwu ọma nara aja ekele mo
(Ndi enyi mo!)
So m kene! so m kene! so m kene Chukwu!
Soro m kenechukwu n' Ọ na-eme mma!
So m kene! so m kene! so m kene Chukwu!
Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma!
Ekenee dike na nke O mere eme o!
Ike ga-adịkwa ya ime ọzọ!
Aga m e buru ụkpa ekele mo!
Jee tụọrọ Ya mma mma!
O - o – o – oh!
Obi na-asọ mo, nwanne m!
So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
(Soro m kene Ya)
So m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
(Eh! Onye na-eme mma k' Ọ bụ)
Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma
Ọ bụ Chi dị mma
Ọ dị mma na-eme mma
Eze Omemma
Chi mara mkpa mo!
Chi na-aza m ekpere!
E cheta obi esie ike mo!
Omeọkachie!
Ama ama amasị amasị!
Ebube dike!
Onye mmeri!
Oke Mmụọ!
Olol'ihe lor'ihe lor'ihe lor' enyi!
Ebube mbekumbe mo!
Nkume mgbe ebighiebi
Oke mmanwụ na-eti onwe ya
(Tuo Ya) Igwe!!!
K'anyị je tụọro Ya mma mma
Sị Ya n'O meela
Sị ya daalụ
Olisa nke Igwe! Omeọkachie!
Aka m dị n'elu
Chukwu ọma nara aja ekele mo
(Ndi enyi mo!)
So m kene! so m kene! so m kene Chukwu!
Soro m kenechukwu n' Ọ na-eme mma!
So m kene! so m kene! so m kene Chukwu!
Soro m kene Chukwu n' Ọ na-eme mma!