
Nna Anyi no N'Eligwe Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Ebe enyerela anyị iwu na-enye ndụ
Anyị abụrụkwa ndi e ji nkụzi nke Chineke were zụọ
K'anyị were nụ, K'anyị were nụ
K'anyị were nụ nkamobi kpee!
Nna anyị nọ n'eligwe
Ka otito dịrị aha Gị
Ka ọchịchị Gị bịa
Ka e mee uche Gị
N'ụwa a ka e si eme ya n'eligwe
Nye anyị
Nye anyị
Nye anyị anyị taata
Nri nke ụbọchi anyị
Gbaghara anyị mmehie anyị ga
Dị ka anyị si gbaghara ndị mehiere anyị
Ekwela! Ekwela!
Ekwela ka'anyị kwenye na nlanye
Ma zọpụta anyị
N'ajọ ihe
N'ajọ ihe!