- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Chioma - FadaBarto
...
Chiọma mo! Oyooyo Chi m! (Chiọma! Chiọma! Oyooyo Chi m ọma!)
Ọmalịcha Chi mo! Ọdịmma na-eme mma!
Onyinye bụ sọ mma ka m ji bịa n'ihu Gi, sị Gị Nna
Daalụ o! I dịịrị m mma!
Nar'ekele mo! nar'otito m jiri bịa
Chiọma mo, Ị dịịrị m mma!
Nar'ekele mo! nar'otito m jiri bịa
Chiọma mo, Ị dịịrị m mma!
Ezi Chi m ọma Ị di mma
Ọru aka Gi niile na-egosi ihunanya
Maka ihe ahu I meere mo
Abiara m ikeele Gi
Chiọma mo, Ị diiri m mma! (Chiọma!)
Chiọma mo! Oyooyo Chi m! (Chiọma! Chiọma! Oyooyo Chi m ọma!)
Ọmalịcha Chi mo! Ọdịmma na-eme mma!
Onyinye bụ sọ mma ka m ji bịa n'ihu Gi, sị Gị Nna
Daalụ o! I dịịrị m mma!
Nar'ekele mo! nar'otito m jiri bịa
Chiọma mo, Ị dịịrị m mma!
Nar'ekele mo! nar'otito m jiri bịa
Chiọma mo, Ị dịịrị m mma!
Onye onyinye!
Chi dị mma! (Chiọma!)
Chi nọ m nso! (o-oh!)
Chi na-aza m ekpere! (Chiọma!)
Ọgọ Gị bar'ụba na ndụ mo! (Chiọma!)
Ije ọma I na-edu m n'o juru m afọ (ngwa)
Were m mebe ka o siri masị Gị (ebe Ị bụ)
Chiọma mo, Ị dịịrị mma! (Chiọma!)
Chiọma mo! Oyooyo Chi m! (Chiọma! Chiọma! Oyooyo Chi m ọma!)
Ọmalịcha Chi mo! Ọdịmma na-eme mma!
Onyinye bụ sọ mma ka m ji bịa n'ihu Gi, sị Gị Nna
Daalụ o! Ị dịịrị m mma!
Nar'ekele mo! nar'otito m jiri bịa
Chiọma mo, Ị dịịrị m mma!
Nar'ekele mo! nar'otito m jiri bịa
Chiọma mo, Ị dịịrị m mma!
Ọ kwa Gị mere onyeisi ọ hụba ụzọ (Chiọma!)
Ọ kwa Gị mere onye ogbi o kwube okwu (Chukwuọma!)
Ọ kwa Gị gar' ije n'elu mmiri (Onyeọma dị mma!)
I gboo ọgụ, ọ dị ka ọ di mfe! (Odogwu m'agha!)
Ebe ọ bụ na m na Gị so aga (Chiọma!)
N'ezie ụjọ agaghị atụ mo! (Chiọma!)