Anyi Abiago Chineke Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Anyi Abiago Chineke - Benjamin Ukoh
...
Anyi Abiago n'iru Chineke Nna (Dinwenu)
K'anyi kpo isi ala nye ya, kelee ya
Chineke umu Gi abiago (Nna)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o (biko/Nna Chukwu)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o
Ekene diri Gi Chineke
Otito diri aha nso Gi mgbe nile (otito diri)
Onye n'a-za umu ya mgbe ha kporo ya
N'edu ha (ma) n'echekwaba ha (Nna Chukwu)
N'edu ha (ma) n'echekwaba ha
Anyi Abiago n'iru Chineke Nna (Dinwenu)
K'anyi kpo isi ala nye ya, kelee ya
Chineke umu Gi abiago (Nna)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o (Biko/Nna Chukwu)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o
Dinwenu Chineke bia gbaghar'anyi njo anyi nile (Nna)
Gbahara nuo
Me'ebere Chineke doo (Nna)
Anyi choro ncheghari (Nna) na ndu anyi (Nna)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o (Biko/Nna Chukwu)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o
Anyi Abiago n'iru Chineke Nna
K'anyi kpo isi ala nye ya, kelee ya
Chineke umu Gi abiago (Nna)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o (Biko/Nna Chukwu)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o
Chineke anyi n'achuru Gi aja missa
I bu Chukwu anyio (Nna)
Soso Gi (So Gi Nna) k'anyi n'acho (Nna Chukwu)
Soso Gi (So Gi Nna) k'anyi n'acho
Anyi Abiago n'iru Chineke Nna
K'anyi kpo isi ala nye ya, kelee ya
Chineke umu Gi abiago (Nna)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o (Biko/Nna Chukwu)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o