Chineke Anyi Na-Achi Eze Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Chineke Anyi Na-Achi Eze - Benjamin Ukoh
...
OverviewListenLyricsArtists
Ka ndi nile biar'uka fee Chineke
Ka anyi nile n'egoli na Chineke
Ka anyi nile ma n'anyi bu nke Chineke
Na Chineke anyi n'achi
Ka ndi nile biar'uka fee Chineke
Ka anyi nile n'egoli na Chineke
Ka anyi nile ma n'anyi bu nke Chineke
Na Chineke anyi n'achi
Na Chineke anyi n'achi
Eze n'achi
Eze ora nile n'achi
Igwe chibaa
K'anyi kweb'ukw'otito
K'anyi nyebenu Ekene
Chineke Otito bu nke Gi
Ekene bu nke Gi
Na Chineke anyi n'achi
Eze n'achi
Eze ora nile n'achi
Igwe chibaa
K'anyi kweb'ukw'otito
K'anyi nyebenu Ekene
Chineke Otito bu nke Gi
Ekene bu nke Gi
Ka ndi nile biar'uka fee Chineke
Ka anyi nile n'egoli na Chineke
Ka anyi nile ma n'anyi bu nke Chineke
Na Chineke anyi n'achi
Ka ndi nile biar'uka fee Chineke
Ka anyi nile n'egoli na Chineke
Ka anyi nile ma n'anyi bu nke Chineke
Na Chineke anyi n'achi
Na Chineke anyi n'achi
Eze n'achi
Eze ora nile n'achi
Igwe chibaa
K'anyi kweb'ukw'otito
K'anyi nyebenu Ekene
Chineke Otito bu nke Gi
Ekene bu nke Gi
Na Chineke anyi n'achi
Eze n'achi
Eze ora nile n'achi
Igwe chibaa
K'anyi kweb'ukw'otito
K'anyi nyebenu Ekene
Chineke Otito bu nke Gi
Ekene bu nke Gi
K'anyi kweb'ukw'otito
K'anyi nyebenu Ekene
Chineke Otito bu nke Gi
Ekene bu nke Gi
Chineke Otito bu nke Gi
Ekene bu nke Gi