Nurunu Aririo Anyi Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Nurunu Aririo Anyi - Benjamin Ukoh
...
OverviewListenLyricsArtists
Nna
Umu Gi biara n'iru Gi
Bute onyinye anyi
Were na-ario aririo anyi doo Nna
Nuru aririo anyi
Nna nara
Nar'onyi ny'anyi
Nar'onyi ny'anyi
Oh Nna di nso
Olisa bi n'igwe
Nar'onyinye umu Gi Nna di nso
Gozie onyiny'anyi n'e-nye Nna
Chimo
Nurunu ariri'anyi
Nara
Nara
Nna biko nara Nar'onyi ny'anyi
Onyinye
Nara biko Chineke nara nu o
Nara
Nara Nna nara
Onyinye
Nara ya
Nara
Nna biko nara Nar'onyi ny'anyi
Onyinye
Nna nurunu ariri'anyi
Onyinye anyi n'enye bu onwe anyi
Naranu Ekele diri Gi
Chineke Onye Nzoputa
Nurunu ariri'anyi
Nna nara
Nar'onyi ny'anyi
Nar'onyi ny'anyi
Oh Nna di nso
Olisa bi n'igwe
Nar'onyinye umu Gi Nna di nso
Gozie onyiny'anyi n'e-nye Nna
Chimo
Nurunu ariri'anyi
Nara
Nara
Nna biko nara Nar'onyi ny'anyi
Onyinye
Nara biko Chineke nara nu o
Nara
Nara Nna nara
Onyinye
Nara ya
Nara
Nna biko nara Nar'onyi ny'anyi
Onyinye
Nna nurunu ariri'anyi
Onyinye anyi n'enye g'aso Gi
Naranu Otito diri Gi
Chineke soso Gi Ike Ji Ike Nile
Nurunu ariri'anyi
Nna nara
Nar'onyi ny'anyi
Nar'onyi ny'anyi
Oh Nna di nso
Olisa bi n'igwe
Nar'onyinye umu Gi Nna di nso
Gozie onyiny'anyi n'e-nye Nna
Chimo
Nurunu ariri'anyi
Nara
Nara
Nna biko nara Nar'onyi ny'anyi
Onyinye
Nara biko Chineke nara nu o
Nara
Nara Nna nara
Onyinye
Nara ya
Nara
Nna biko nara Nar'onyi ny'anyi
Onyinye
Nna nurunu ariri'anyi
Onyinye anyi n'enye gbanwoo ya
Mee nu Nna ka anyi di mma
Chineke anyi n'acho iru Gi
Nurunu ariri'anyi
Nna nara
Nar'onyi ny'anyi
Nar'onyi ny'anyi
Oh Nna di nso
Olisa bi n'igwe
Nar'onyinye umu Gi Nna di nso
Gozie onyiny'anyi n'e-nye Nna
Chimo
Nurunu ariri'anyi
Nara
Nara
Nna biko nara Nar'onyi ny'anyi
Onyinye
Nara biko Chineke nara nu o
Nara
Nara Nna nara
Onyinye
Nara ya
Nara
Nna biko nara Nar'onyi ny'anyi
Onyinye
Nna nurunu ariri'anyi