Bata Dinwenu Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Bata Dinwenu - Benjamin Ukoh
...
Bata Dinwenu n'obi m
Bia Oh
Maka na mkpuruobi m n'acho Gi
Achoro m Gi
Bia bata Jesu mo
Achoro m Gi
Dinwenu
Nye m ndu
Ka m kwu s'ike n'ime Gi
Bia bata Jesu mo
Achoro m Gi
Dinwenu
Nye m ndu
Ka m kwu s'ike n'ime Gi
Gi bu onye nchedo nke ndi kwere nu
Ekwere m Nna
Bata n'ime m
Bata Dinwenu n'obi m
Bia Oh
Maka na mkpuruobi m n'acho Gi
Achoro m Gi
Bia bata Jesu mo
Achoro m Gi
Dinwenu
Nye m ndu
Ka m kwu s'ike n'ime Gi
Bia bata Jesu mo
Achoro m Gi
Dinwenu
Nye m ndu
Ka m kwu s'ike n'ime Gi
Gi bu onye mgbazi ndi obi ha dara mba
Achoro m Gi Nna
Bata n'ime m
Bata Dinwenu n'obi m
Bia Oh
Maka na mkpuruobi m n'acho Gi
Achoro m Gi
Bia bata Jesu mo
Achoro m Gi
Dinwenu
Nye m ndu
Ka m kwu s'ike n'ime Gi
Bia bata Jesu mo
Achoro m Gi
Dinwenu
Nye m ndu
Ka m kwu s'ike n'ime Gi
Gi bu ihe ihe nke ndi no n'ochichiri
Ka ihe gi Nna
Bata n'ime m
Bata Dinwenu n'obi m
Bia Oh
Maka na mkpuruobi m n'acho Gi
Achoro m Gi
Bia bata Jesu mo
Achoro m Gi
Dinwenu
Nye m ndu
Ka m kwu s'ike n'ime Gi
Bia bata Jesu mo
Achoro m Gi
Dinwenu
Nye m ndu
Ka m kwu s'ike n'ime Gi
Mkpuruobi m choro Gi Nna
Bata n'ime m
Ihe nile m nwere bu nke Gi Nna
Bata n'ime m
Nke Gi ka m bu nke Gi ka m choro i bu oh
Bata n'ime m
Were zia nu mu mee ihe masiri Gi eh
Bata n'ime m
A huru m Gi n'anya Jesu
Bata bata
Bata Nna
Biri n'ime m
Jesu bata bata
Bata Nna
Biri n'ime m
Bata Dinwenu n'obi m
Bia Oh
Maka na mkpuruobi m n'acho Gi
Achoro m Gi
Bia bata Jesu mo
Achoro m Gi
Dinwenu
Nye m ndu
Ka m kwu s'ike n'ime Gi
Bia bata Jesu mo
Achoro m Gi
Dinwenu
Nye m ndu
Ka m kwu s'ike n'ime Gi