
Dinwenu Na-Enye Ndu Ebebe Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Dinwenu Na-Enye Ndu Ebebe - Benjamin Ukoh
...
Ekele n'otito diri Chukwu Nna
O wubere ihe omimi nke achicha na mmanya
Buru ahu n'obara Dinwenu
Na-enye anyi ndu ndu ebebe
O Dinwenu
Ka m n'ata Gi n'oriri di aso
Ka m di aso
Ekele n'otito diri Chukwu Nna
O wubere ihe omimi nke achicha na mmanya
Buru ahu n'obara Dinwenu
Na-enye anyi ndu ndu ebebe
O Dinwenu
Kuziere m Ihunanya Gi
Ka m biri n'Ihunanya Gi
Ekele n'otito diri Chukwu Nna
O wubere ihe omimi nke achicha na mmanya
Buru ahu n'obara Dinwenu
Na-enye anyi ndu ndu ebebe
O Dinwenu
Sachanu muo njo m nile
Gbanwenu mo
Bia Nna k'I biri n'ime m
Nna ka m biri n'ime Gi
Ekele n'otito diri Chukwu Nna
O wubere ihe omimi nke achicha na mmanya
Buru ahu n'obara Dinwenu
Na-enye anyi ndu ndu ebebe