EGWU IGIDIGI ft. Feeldprince Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Obu gini kam mere uwa ji akpuru n'onu
Obu gini kam mere uwa ji akpuru n'onu
Okwa m n'ego nye onyem mmanya
Okwa m n'ebunye onyem umu
Egwu kam ji biazienu
Egwu Igidigi. Naso e dey be
Egwu kam ji biazienu ooooh
Egwu Oyorima
Ka anyi n'ayo ka anyi n'ayo
Igbu ikpere iyoba chukwu
Naso
Ka anyi n'ayo Olisa
Ka ife we di mma oh
Ka anyi n'ayo ka anyi n'ayo
Ichinie aka iyoba chukwu
Otua
Ka anyi n'ayo Olisa oh
Ka ife we di mma oh
Egwu Oma ka anyi ji wey bia
Egwu igirigi ka anyi ji wey bia
Onye amumu sì m jide kam ji
Na nke m ji ka mma
Ka anyi na Ario
Ka anyi na Ario Olisa oh
Ka onye nu anyi nke anyi
Maka egwu ka anyi ji bia
Egwu kam ji bia zienu
Egwu ooo
Egwu Igidigi
Naso e dey be
Egwu kam ji biazienu nu oooo
Egwu oyorima
Ka anyi n'ayo ka anyi n'ayo
Igbu ikpere iyoba chukwu
Naso
Ka anyi n'ayo Olisa
Ka ife we di mma oh
Ka anyi n'ayo ka anyi n'ayo
Ichinie aka iyoba chukwu
Otua
Ka anyi n'ayo Olisa oh
Ka ife we di mma oh
Ka anyi n'ayo ka anyi n'ayo
Igbu ikpere iyoba chukwu
Naso
Ka anyi n'ayo Olisa
Ka ife we di mma oh
Ka anyi n'ayo ka anyi n'ayo
Ichinie aka iyoba chukwu
Otua
Ka anyi n'ayo Olisa oh
Ka ife we di mma oh
Igbu ikpere iyoba chukwu
Naso
Ka anyi n'ayo Olisa
Ka ife we di mma oh
Ichinie aka iyoba chukwu
Otua
Ka anyi n'ayo Olisa oh
Ka ife we di mma oh