Anyi Abiago Chineke
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Anyi Abiago Chineke - Benjamin Ukoh
...
Anyi Abiago n'iru Chineke Nna (Dinwenu)
K'anyi kpo isi ala nye ya, kelee ya
Chineke umu Gi abiago (Nna)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o (biko/Nna Chukwu)
Gbata oso bianu zaa n'anyi o
Ekene diri Gi Chineke
Otito diri aha nso Gi mgbe nile (otito diri)
Onye n'a-za umu ya mgbe ha kporo ya
N'edu ha (ma) n'echekwaba ha (Nna Chukwu)
N'edu ha (ma) n'echekwaba ha
see lyrics >>Similar Songs
More from Benjamin Ukoh
Listen to Benjamin Ukoh Anyi Abiago Chineke MP3 song. Anyi Abiago Chineke song from album Ekene is released in 2022. The duration of song is 00:04:38. The song is sung by Benjamin Ukoh.
Related Tags: Anyi Abiago Chineke, Anyi Abiago Chineke song, Anyi Abiago Chineke MP3 song, Anyi Abiago Chineke MP3, download Anyi Abiago Chineke song, Anyi Abiago Chineke song, Ekene Anyi Abiago Chineke song, Anyi Abiago Chineke song by Benjamin Ukoh, Anyi Abiago Chineke song download, download Anyi Abiago Chineke MP3 song