Boundless Love Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2021
Lyrics
O huru m n’anya eeee
O n’emere m’ihe di mu mma aa
Chukwu huru m n’anya eeee
A no m Ya n’obi
O huru m n’anya eeee
O n’emere m’ihe di mu mma aa
Chukwu huru m n’anya eeee
A no m Ya n’obi
Mgbe mkporo Ya O na zam
Ihe m rioro Ya O n’enye m
Ndu ogologo Bu nkem o
Na aru isik’oji jah mu mma
Mgbe mkporo Ya O na zam
Ihe m rioro Ya O n’enye m
Ndu ogologo Bu nkem o
Na aru isik’oji jah mu mma
O huru m n’anya eeee
A no m Ya n’obi
Your love is endless
So boundless
And am so breathless
My God is gracious
He’s made me righteous
And am so precious
Your glorious presence
Dey make sense
I give you reverence
Papa-----
I huru m n’anya eeee
I n’emere m’ife e
I n’emere m’ife di mu mma n’aru
Chukwu huru m n’anya eeee
A no m Ya n’obi
A no m Ya n’obi
A no m Ya n’obi
A no m Ya n’obi
A no m Ya n’obi