Ife Soro Ya Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Goli be nu ya ooo
Mma mma oyoyo yo
Goli be nu chukwu
Mma mma oyoyo yo
Umu nnem goli be nu ya ooo ooh oh
Mma mma oyoyo yo
Goli be nu chukwu
Mma mma oyoyo yo
Jehovah ge nye gi o
Ife soro ya
O ge nye gi oo
Ife soro ya
O ge nye gi oo
Ife soro ya ga o ge nye
Jehovah ge nye gi o
Ife soro ya
O ge nye gi o
Ife soro ya
O ge nye gi o
Ife soro ya ga o ge nye
I na cho omumu
Ife soro ya
Ina ch’oga niru
Ife soro ya
Jehovah ge nye gi o oo
Ife soro ya ga o ge nye
Goli be nu ya
Mma mma oyoyo yo
Goli be nu chukwu
Mma mma oyoyo yo
Jehovah n’eme mma goli be nu ya
Mma mma oyoyo yo)
Goli be nu chukwu
Mma mma oyoyo yo
Kele nu Jehovah ni hi n’o di ukwu yeah
Kele nu ya n’o bu Okaka
Jabalu Jehovah ni hi n’o ne me mma N’UWA
Jabalu ya n’o bu okaka
BulIe nu Jehovah ni n’obu oka y’ome
BulIe nu ya n’o bu Okaka
Jehovah ge nye gi o
Ife soro ya
O ge nye gi O
Ife soro ya
O ge nye gi oo
Ife soro ya ga o ge nye
A si mu I n’ocho omumu n’el’uwa
Ife soro ya
Ife obula ina acho nu nwa nne o
Ife soro ya
Jehovah ge nye gi oo
Ife soro ya ga o ge nye
Tukwasi obi gi na Chukwu
Ife soro ya
Tukwasi obi gi
Ife soro ya
Olil’anya n’ebe Chukwu no
Ife soro ya ga o ge nye
Aaaaaaaaa
Ife soro ya
heyeyeye
Ife soro ya
So ife soro ya k’og;enye gi mgbe n’ile
Ife soro ya
Nwa nnem atul’ujo
Ife soro ya
Nwa nnem atul’ujo
Ife soro ya
Nwa nnem atul’ujooooooo
Ife soro ya ga o ge nye
Goli be nu ya
Aaaaaaaaaaaaah
Aaaaaaaaaaaaaah
Oyoyo oooo
Aaaaaaaaaaah
Oyoyo oyooooo
Ife soro ya o ge nye
Umu nne mu o
Ndi eyim o
Umu Chukwu o
Jehovah dim mma
Onye nwemu dim ma
Umu nnemu o
Ndi eyim o
Umu Chukwu o
Jehovah dim mma
Onye nwemu dim ma aa
Aaah!
A ga m eweli anya m abuo n’ugwu n’ile o le’bi iny’aka m g’esi nu bia
Inye akam g’esi n’aka Jihova bia aa
Goli be nu woo
Aaaaaaaaaaaaah
Goli be nu Chukwu
Aaaaaaaaaaaaaah
Umu nne mu nanu ona ni’me Chukwu o
Aaaaaaaaaaah
Goli be nu yaa
Ife soro ya o ge nye