Anyanwu Ututu Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2021
Lyrics
Verse 1
Anyanwu ututu
You have taken away my sorrow
Idi mma nezi eee
Idi mma nezi ee
Anyanwu ututu
You have given me hope for tomorrow
Idi mma nezie ee
Onwe gi onye di ka gi
Chorus
Onye di ka gi
Idi mma nezie 3x
Odigi onye di ka gi
Idi mma nezie 3x
Onwe gi onye di ka gi
Verse 2
From my heart of heart
I am giving you praises today
Idi mma nezi eee
Idi mma nezi ee
Ife mmadu enwe ik’imere m
Obu ife chukwu mere mu ni me ndu mooo
Idi mma nezi ee
Odighi onye di ka gi
Chorus
Onye di ka gi
Idi mma nezie 3x
Odighi onye di ka gi
Idi mma nezie 3x
Onwe gi onye di ka gi
Refrain
See what you’ve done for me
Omeriworo anyi ike onwu
This life you’ve given me
No body can take this life away
My Jesus no dey fail oo
Alfa n’Omega na talk and do
Anyanwu ututu ee
Omeworom’ihe di mu mma
Repeat chorus
Onye di ka gi
Idi mma nezie 3x
Odighi onye di ka gi
Idi mma nezie 3x
Onwe gi onye di ka gi