Mmeri Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Mmeri o
Odighi ony’ozo nwe n’uwa
M’obughi Okaka
Nke nwuru onwu nihi mo
Ik’ochichi ri
Ebi wo na ndum
Site na amara
Nk’ikwa furu n’elu obe
Anyi emeri w’ik’onwu
Anyi g’enwe ndu di ohuru
Site n’amara
Nke Jisos nyer’anyi ooo
Anyi emeri w’ik’onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site n’ amara
Nke Jisos baa r’uba
Nani gi bu
Olilaya m nu’wa
Ndi kwere na Jesus
G’enwe ndu ebigebi
Odigh’ike
Ga do pum n’aka gi
Nihi n’ibu Okaka
Eze nk’ebigebi
Anyi emeri w’ik’onwu
Anyi g’enwe ndu di ohuru
Site n’amara
Nke Jisos nyer’anyi ooo
Anyi emeri w’ik’onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site n’ amara
Nke Jisos baa r’uba
Site na amara
Nke Jisos nye r’anyi
ewo
ooooooo
Site na amara
Nke Jisos nye r’anyi oooo
eeeuuuu!
Jisos eee!