Loading...

Download
  • Genre:Others
  • Year of Release:2024

Lyrics

Hee

I'm PlusMinus


Ndi be anyi

Ndewonu o

Okwa unu

Di mma

Kedu Ife

Na-eme

Onwere onye

Na-ama aka

Umu Igbo

Kee k'osi

Kee k'osi adi

Okwa

O na-aga

O kwa

Ana eme

A si m

Ka m

Were

Ohere a

Wee kenee

Igbo niine

O kwa

O na

Abanye

O kwa

Ife

Di mma


Ife o di mma

Ife o di njo

Anyi ga

Añu mmanya

Nodu mma

Emere enu

Mee ana

Ife anyi

Madobelu

Bu na

Umu Igbo

Ga na-aku


Ife o di mma

Ife o di njo

Anyi ga añu mmanya

Nodu mma

Emere enu

Mee ana

Ife anyi

Madobelu

Bu na

Umu Igbo

Ga na-aku


Chukwu

Gozielu m o

Gozielu m o

Igbo niine

Aaaaaaa

Igbo amaka


Olisa

Gozielu m o

Gozielu m o

Igbo niine

Aaaaaa

Igbo amaka


Chukwu

Gozielu m o

Gozielu m o

Igbo niine

Aaaaaaa

Igbo amaka


Olisa

Gozielu m o

Gozielu m o

Igbo niine

Aaaaaa

Igbo amaka


Igbo bu Igbo

Igbo muru nze

Mmuo ozo

Igbo ndioma

Igbo nwere

Obi nwanne

O na ewute m o

Ma m nu ka

Asi na

Igbo afughi

Onwe ha

N'anya

Because

It's a lie

Igbo nwere

Ifunanya

Leenu ka

O si di mma

Mmekorita nke

Umu nwanne

Egbe bere

Ugo ebere

Onye enyere

Onyetu

Nwanne ya

Ya ka m ji si


Ife o di mma

Ife o di njo

Anyi ga añu mmanya

Nodu mma

Emere enu

Mee ana

Ife anyi

Madobelu

Bu na

Umu Igbo

Ga na-aku


Ife o di mma

Ife o di njo

Anyi ga añu mmanya

Nodu mma

Emere enu

Mee ana

Ife anyi

Madobelu

Bu na

Umu Igbo

Ga na-aku


Chukwu

Gozielu m o

Gozielu m o

Igbo niine

Aaaaaaa

Igbo amaka


Olisa

Gozielu m o

Gozielu m o

Igbo niine

Aaaaaa

Igbo amaka


Chukwu

Gozielu m o

Gozielu m o

Igbo niine

Aaaaaaa

Igbo amaka


Olisa

Gozielu m o

Gozielu m o

Igbo niine

Aaaaaa

Igbo amaka

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234
          -You can log in via below methods-
          Reset password via e-mail
          -or-
          Reset password via e-mail
          If you have any questions, please feedback on Boomplay App or send an email to [email protected].

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status