![IGBO BILLIONAIRES](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/11/03/3a35ee4b6ccc45c6b2fa823e5f0f8486H3000W3000_464_464.jpg)
IGBO BILLIONAIRES Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Oo ka o di
Lee ka m
Na-akpo afo Igbo
Ka m na-akpo
Nnukwu arusi
Ndi Igbo Odogwu
Aka na ekuru Agu nwa
Fukwaa na Igbo
Ga adikwaara m ndu
Kaalu m nka
Oo ginidi
Ebe nwata
Na-ebekwa Akwa
Na-atu aka
Ma nne ya anoghi ya
Nna ya ga anolilili
Ife nwata na-eri
Na-ekwe n'isi
Na akokwa uko n'isi
Malu na Ife afu
Na-ato lilili
Onye asi ya
Jide ka Oji
Yagaziere ya
Malu n'ife afu omelu
Amakakwa
E too dike na nke omere
Omekwakwa ozo
Ka ndi na enweghi nti
Wee fu na anya
Igbo Billionaires
Ndi oma anyi ji eme onu
Ndi oma
Ndi oma a-land-go
Ndioma
Okwa ifuru na osetigo
Ndi oma
Egwu e-change-go
A gbachaa izu
A koro nti
Dike abatago
Agbafee Dike izu
Agbagharia
Ife Agu ji eme ire
Di ya na mbo
Odum puta
Anu na ata afifia
Agbalaga
Ndi Igbo ji eme onu Abiaruola
Timbers and calibers
Ka anyi sopuru Odogwu
Okwa ifuru na osetigo
Orejiele nu oo
Ndi na enweghi nti
Ga afu na Anya
Igbo Billionaires
Ndi oma anyi ji eme onu
Ndi oma
Ndi oma a-land-go
Okwa ifuru na osetigo
Ndi oma
Egwu e-change-go