UKO EGO (Remix) Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Mmmm!
They call me PlusMinus
Ana ekwu n'ife siri Ike nu
Ana asi na ego adirozi
Ana ekwu na obodo bu Igwe nu
Ana asi na ana kporo nku
Ana ekwu na ego
Adirozi nu
Mana anyi na elizi ego
N'uko ego a
Ka anyi kenee Chukwu
Maka anyi na-eli ego
N'uko ego
Ndi na-eli ego n'uko ego
Anyi na-eli ego n'uko ego
Mmmmmm!
Anyi na-eli ego
N'uko ego
Ndi na-eli ego n'uko ego a o!
Anyi na-eli ego
N'uko ego
Mmmmm!
Anyi na-eli ego
N'uko ego
Aku si na chi
Ogaranya si be Chukwu
Agbaka m mbo
Bu ego nri onu
N'elu uwa
Aku si na chi ooo!
Onye chi nyere
Ya libe nu
Lee-Leen-Leee!
Onye ube ya ruru nu
Ya lachaanu
Lee Leen Leee
Ukwa ruo oge ya o daa nu
Ukwa m adago nu
Mu eshiwe ukwa
Mu eriwe
Mu eshiwe ukwa
Mu eriwe
Ndi na-eri ego n'uko ego
Anyi na-eri ego n'uko ego
Mmmmmm!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Ndi na-eri ego
N'uko ego a o!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Mmmmm!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Da da
Da da da da
Mm mm mm mmmm
Di di
Da da
He he he heee
Ndi na-eri ego n'uko ego
Anyi na-eri ego n'uko ego
Mmmmmm!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Ndi na-eri ego
N'uko ego a o!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Mmmmm!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
They call me PlusMinus
Mkrunky mix