UKO EGO (Acoustic Version) Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Mmmm!
They call me PlusMinus
Ana ekwu n'ife siri Ike
Ana asi na ego adirozi
Ana Ekwu na
Obodo bu igwe
Ana asi na
Ana kporo nku
Ana ekwu na ego Adirozinu
Mana anyi na erizi ego
N'uko ego a
Ka anyi kenee Chukwu
Maka anyi na-eri ego
N'uko ego
Ndi na-eri ego n'uko ego
Anyi na-eri ego n'uko ego
Mmmmmm!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Ndi na-eri ego
N'uko ego a o!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Mmmmm!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Aku si na chi
Ogaranya si be Chukwu
Agbaka m mbo
Bu ego nri onu
N'elu uwa
Aku si na chi ooo!
Onye chi nyere ya ribenu
Lee Lee Lee
Onye ube ya ruru nu
Ya rachaanu
Lee Lee Lee
Ukwa ruo oge ya o daa nu
Ukwa m adago nu
Mu eshiwe ukwa
Mu eriwe
Mu eshiwe ukwa
Mu eriwe
Ndi na-eri ego n'uko ego
Anyi na-eri ego n'uko ego
Mmmmmm!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Ndi na-eri ego
N'uko ego a o!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Mmmmm!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Da da
Da da da da
Mm mm mm mmmmm
Di di
Da da
He he he heee
Ndi na-eri ego n'uko ego
Anyi na-eri ego n'uko ego
Mmmmmm!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Ndi na-eri ego
N'uko ego a o!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
Mmmmm!
Anyi na-eri ego
N'uko ego
They call PlusMinus