Loading...

Download
  • Genre:Gospel
  • Year of Release:2024

Lyrics

MMADU AGARANA - Bro Uche

...

Onye nwee otito a niile

Onye nwee otito niile

Onye o

Onye o

Onye o

Onye o

Onye o

Onye o

Onye o

Onye o

Onye o(nwee)

Eze Jesus, naani ya

Soo ya nwee otito

Mmadu agarana

Onye erikwana

Chukwu nwee ike

Mmadu agarana

Onye erikwana

Otito Jesus

Nwanyi turu ime muo n'udo Onye nwee

(Otito Jesus)

Mmadu laru ula teta n'udo Onye nwee

(Otito Jesus)

Ahia anyi na azu na aga nke oma Onye nwee

(Otito Jesus)

Akunauba nke iji eme onu,Onye nwee

(Otito Jesus)

Ihe niile m bu n'elu uwa chinwe otito

(Otito Jesus)

Ya bu mmadu agarana

Mmadu agarana

Mmadu agarana Onye

Eze nwee otito

Eze okike uawa ya nwee

Ya nwee ojija niile

Soo ya nwee ekele m niile

Onye o

Onye o

Onye o

Onye nwee

Eze Jesus, naani ya

Soo ya nwee otito

Mmadu agarana

Onye erikwana

Chukwu nwee ike

Mmadu agarana

Onye erikiwana

Otito Jesus

Jekwanu juonu Herod

Jukwanu Eze Herod

Jeenu na akwukwo nso

Ka unu wee huu

Unu ndi nezube n'obi

Iri otito Eze Igwe

Unu a hula ka osi jee

n'onwuru onwu ihere

I huula ka o si laa

Herod ghoro nri ukpuru

Nebuchadnezzar

Si n'Eze ghoo anu ohia

Kama o geji ike e nyere ya

Bulie Jehova elu

Kama o geji akunauba

Nyere umu ogbenye aka

Kama o geji onyinye amara

gbasa ozi ala Eze

O chowa onodu Eze chi oikike

Kwuuwe okwu mkpako (eeeh)

Nebuchadenezza

Eze amamihe koro

Nebuchadenezza

Eze ngara kwara ada

(O nwee oda)

O kwa nwata rijue afo

O chere Eze okike aka mgba

Ijiji na adighi anu ihe

nesoro ozu laa n'ili

Atuoro o mara (o mara)

Atuoro ofeke ofenye isi

(n'ohia eee)

I na anu

Aka ka m na ado na nti

Honour, riches and power

Kingdom belong to God

Onye o choro inye ka o ga enye

Mmadu uwa agarana

Eze Jesus, naani ya

Soo ya nwee otito (naani ya)

Mmadu agarana

Onye erikwana (buike)

Chukwu nwee ike

Mmadu agarana

Onye erikwana (Eze nke uwa)

Otito Jesus

To him that made the

Heaven and earth

To him thaat conquered the grave

My hands are lifted

I will sing of thy Kingdom

That excellent great King

Who rideth upon the heavens

Of heavens,i lift your name

You're a convenant keeping God

That hero that bought my soul Jesus

(You deserve my praise)

You're my everlasting treasure

(You deserve my praise)

I will not be ashamed of my King

(You deserve my praise)

I know whom i believe almighty

(You deserve my praise)

I am grateful Jesus

(You deserve my praise)

Onye o

Onye o

Onye o

Onye nwee

Eze Jesus, naani ya

Soo ya nwee otito (living grace)

Mmadu agarana

Onye erikwana

Chukwu nwee ike (Living grace)

Mmadu agarana

Onye erikwana

Otito Jesus

Onye o

Onye o (oooooo yeeah)

Mmadu agarana

Mmadu agarana

Mmadu agarana

Onye erikwana

Onye agarana

Onye erikwana

Onye agarana

Onye erikwana

Mmadu agarana

Mmadu agarana

Mmadu agarana

Onye erikwana ooo

I na anu eee

Chukwu abughi

onye ana eleli (eeeeeeeh)

O sinachiadimma

Ezebuike oooo

(Instrumental fades)

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status