![AMATAWOM](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/06/22/fe970f9f677443d7bcb189f468df8071_464_464.jpg)
AMATAWOM Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
AMATAWOM - Bro Uche
...
Amatawom chimnefe
Chim bu Eze, adighi atu olu ura
Amatara m chukwu nke bu Eze
Ezeoma puru ime ihe niile
Amara m na adighi egbochi
Nke sitere na aka Eze
Umu chineke
Amatwom chim nefe
Ezendu adighi alaru ula (A King that dosent slumber)
Amatawom chimnefe
Ezendu, adighi alaru ula
Amatawom chimnefe
Ezendu, adighi alaru ula
Amatawom chi bu Eze eee
Eze e kpuru okpu ogwu n'ihi mmehie m o
Amatawom chidindu
Eze kwuru uguwo nnapughi ikwu
O gara n'obe, nwuo onwu ihere
Ka m nwee olile anya
(ihunanya)
O bara n'ili, merie ike onwu
Ka m nwee amara eji abu Eze
O meriwo ndi iro na agha
(Chimdindu)
O meriwo ndi iro na agha
(O di ebube)
O meriwo ndi iro na agha
(Igwe ka ala)
O meriwo ndi iro na agha uwa
(Eze ike)
Papa, kele Jesus
(O bu odogwu
Ndi mama chilienu aka elu
(Wave aka)
Maka chianyi bu ome mgbe o soro ya
(Eze omemma)
Chianyi bu nna okaka
I mana chianyi bu omenuko
I di elu
I dighi agbanwe
(Eze okayome)
Amatawom chim na efe
Ezendu, adighi alaru ula
Amatawom chimnefe
Ezendu,adighi alaru ula
Amataram na otu ihe bu ihe di nkpa
Na akwukwo Luke chapter 10:42
Nnani Jesus bu Eze amara obie
Okwu ndu nke neme ka umuala eze
Nuria onwu
Aka neme ka agha niile kwusi rue nsotu uwa
Faith ka m ji nwaputa Eze amara obie
Chiahu kere eluigwe na uwa
Ike na alu oke olu rue ugbua
Ya mere nji nasi onye nebe akwa
(Chukwu muu anya)
Ana m agwa onye n'eru uju
(Eze noo ya)
Gwaanu onye noo na akwa oria
(Chukwu muu anya)
Onye ihe nesiri ike
(Eze noo ya)
Ana m agwa onye na acho nwa
(Chukwu muu anya)
Ana m agwa onye na acho di
(Eze noo ya)
Nwekene ndidi nwa chukwu
(Chukwu muu anya)
Oge chineke anyi kacha mma
(Eze noo ya)
Eze kwura n'okwusiwonu
(Chukwu muu anya)
Ukwa rue oge ya o daa nwanne
(Eze noo ya)
Tukwasi ya obi, ebezina
(Chukwu muu anya)
Chukwu muu anya
I bu Eziokwu
Eze ekwueme
Eze na adi ndu
Amatawom chimnefe
Ezendu, adighi alaru ula
Eze amara obie Jesus
I kwura na obie
Eze udo ka
Bia nara ekele
Ebube ebube
I bu oriona nwa ji ahu uzo
Ladder nrigo ngbago nji abu Eze
I ga ama ya aka
O nachi ihe niile
Anwu anwu na agwu agwu nji mara Eze ya
Eze ndu, isi ahuru kwaa okpu
Eze ikpeama gi ka m nebuli
(Nma ndu m)
Alaeze nna gi ka m ga ama
(Eze ugwu anyi)
Soo gi ka m netu udo akpu enyi
(Ibu anyi ndanda)
Amatawom
Amatawom
Amatawom chimdindu
Ebe m kwere ekwe
Amatawom chimnefe
Ezendu, adighi alaru ula
I mara chioma negbo mkpa
(Onye amara)
I mara Eze ihunanya e
Soo Eze meriri onwu genye gi ndu
Gwoo gi oria
(Jiri ike niile)
Nke m ka mma
Ebe nna m bu Eze
Iruoma na akpomo nezia
Kpoo m Oyirinna
Abu m okapara Eze e
Nna agoziela nwa rinne
Nwa Eze bu Eze
Nna mara nwa rinne
Dika onyinyo nna
Nnoo nma na ala Eze
Eze chukwu oma n kwo aba bu
Amatawom
Amatawom
Amatawom
Amatawom
Amatawom chibu nna
Chibu Eze adighi alaru Ula
Bia lelee nu
Amatawom chinefe
Ezendu, adighi alaru ula
Amatawom chimnefe
Ezendu, adighi alaru ula
Amatawom chimnefe
Ezendu, adighi alaru ula
Amatawom chimnefe
Ezendu, adighi alaru ula