SOO GI Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
SOO GI - Bro Uche
...
Soo gi ga aburu m'Eze
Soo gi ga aburu m'Eze
Onye ike niile di
Na obe aka (Jesus)
(Soo gi ga aburu m'Eze)
Eze oma meriri ili
Eze oma wusiri obara
Soo gi na achi n'ime obi m ooo
Eze ike
(Soo gi ga aburu m'Eze)
Ezenna ndi nenweghi nna
Buru nne di nenweghi nne
Eze mara ka onodu si diri onye
(Soo gi ga aburu m'Eze)
Eze o bineluigwe nke ato
Were uwa mere ebe mgbakwawsi ukwu
I ji gosi na o nachi achi
Okaka Eze (Soo gi ga aburu m'Eze)
Ngwaanu ka anyi meenu ya Eze
Onye bu Eze otito?
O bu Jesus geemba enwelilo
Bu Eze nke otito
Otu onye a na asi unu abiala
E nwere e nwere udo oooo
I buru o bata obie
Onyeukwu na ogboagha
Eze di ora mma
Okwute oma na agba mmiri oma
Ebube dike na agha
Ngalaba ji isi ndu
Ara na aza mba
Mpi kacha kacha ogo
O ji buru Eze ka ibe ya
Igwe, onye nwee ndi nwee
Meghere ya obi gi
Ka o bata chiwa na ndu gi
Eze ndi Eze m ooo
Nna Ezi omume
Soro m meenu ya Eze
Soro m meenu ya ogaranya
Ngadanga
Chiwa (chiwa Eze)
I meriwo na ala mmuo
Chiwa n'ihe niile n'neme
Ngwa chiwa n'ezianulo m ooo
Chiokike igwe na ala
Eze omuta o nezuru anya
O tiri iwu
O mee na mba ka ibu
Mmuo ka mmuo
(Soo gi ga aburu m'Eze)
Osisi ahu na ami mkpuru oma
Eze nenya ya mmiri ndu
Ezeike Ezeikpe nkwumoto
Igodo ndu
(Soo gi ga aburu m'Eze)
(Instrumentals harmonize....)
Etu o soro ekwensu mebie uwa
Aga m elegide Eze m aaa
Onwunwa o soro ekwensu ya nwaba m
Ka m legide Eze m anya
Soro ya ndu m eee
Wee ganye n'ogwugwo ndu m oo
Ebe o nemere iri ka o si ekwu
Ebe o na edu m n'uzo nke ndu
Ebe okwu Eze noo leee
Ebe ahu ka ike nooo
O bu onye ga aju Eze Jesus
Ajuju si
Gini ka i neme?
Okwa agha lusia ngene
E kuru ngene
Eze njika
O si m gawa mu atula ujo
Na amara ya e zuoro oke
Na alaeze bu ihe nketa m
Maka abu m nwa Eze
Alaeze bu ihe nketa m
O dighi ihe koro m na olie
Odogwu na agha nji eje mba
I bu oke mmuonwu na eti onwe ya
Agu bata mgada a ghoro oso
Ike ka ike
(Soo gi ga aburu m'Eze)
Bianu lele Eze o ka oburu uzo
Onye ike
Eze ideji mba m oma
Eze o ji ji jide nma
Ka i bu, i ga adi eee
(Soo gi ga aburu m'Eze)
Aguneche mba onye oma
Ukpaka na agba n'udii mmiri
O gbara nkiti
Okwu juru onu, Eze amamihe
(Soo gi ga aburu m'Eze)
Na alaeze Jehova ka m gbaba woro
Nnani ya bu Eze
Isi m na akporo na ala
I si oria si mkpuru obi m
Felaga n'ugwu gi dika nnunu
Eji m Jesus
Ulo elu dike
Eze iru na aka m jika
Eze naani ya bu ihe nke ndu
Eze okacha kacha nke Psalm 103:19
I maarala na ike ekwensu adago
Ike Jesus e gwuzorowo
Soo ya gara ije na ala mmuo
Wee turu ugo mmeri wee lota
Ma Jesus bu Eze mmeri
Ebe o meri ike onwu ee
Onye obula kpupuru ya okpu
Maka odogwu na agha e biliwo eeeh
Soo ya ga achi Eze
(Soo ya ga achi Eze)
Soo ya ga achi Eze
O bu onye ga ama ya aka
(Eze agha eri)
Soo ya ga achi Eze (Eze ndi eze)
Nkpo aha Ezema (Strong tower)
Ikpere niile geburu na ala (Ewoooo)
Ire niile gekwuputa
Na Jesus uku bu onyenwanyi
Oke ifufe gedere duu
Nyanya niile gedere duu
Ekwensu ma ndi ozi
Ya geri mgbo mgbo
Maka Jesus anyi bu Eze eeeeh
Eze nji eje mba
Eze na achi na mba niile
Mamiwota a bughi Eze
Anuanu i goghi achi Eze
Eze nwanyi eluigwe abughi Eze
Ndi amosu a bughi Eze
Aku chukwu nyere
M'abughi Eze mancha
Soo gi ga aburu m'Eze
Soo gi ga aburu m'Eze
Soo gi ga aburu m'Eze
(Jesus)
Soo gi ga aburu m'Eze (Jesus)
Soo gi ga aburu m'Eze (Onyeobioma)
Soo gi ga aburu m'Eze (Ekwueme nuuu)
Soo gi ga aburu m'Eze (Nna ndi na enweghi ego)
Soo gi ga aburu m'Eze (Lion of Judah)
Soo gi ga aburu m'Eze (Agabanwe agbanwe)
Soo gi ga aburu m'Eze (Eze amara)
Soo gi ga aburu m'Eze (Onye Nzoputa m eee)
Soo gi ga aburu m'Eze (Jesus)
Soo gi ga aburu m'Eze (ewooooo)
(Instrumentals play.....)
Soo gi ga aburu m'Eze
Chioma mee i ga adigide
Ka m bulie gi elu
Kporo gi isi ala
Gosi na ibu Eze oma
K'uwa niile wee mara
N'ibu Eze nke ebighi ebi
Ka mba niile wee mara
I bu Eze nke kasienu
Na nkume ndi owu ulo juru
Tugharia buru isi nkuku ulo
Imeela immela imeela
Imeela imeela imeela
Imeela Eze nna m immekwala
Ka isi wee buru Eze oma
Onu juru n'ekele nasi
(Soo gi ga aburu m'Eze)
Soo gi ga aburu m'Eze (eeee)
Soo gi ga aburu m'Eze (eeee)
Soo gi ga aburu m'Eze (eeee)
Soo gi ga aburu m'Eze (eeee)
Soo gi ga aburu m'Eze (eeee)
Soo gi ga aburu m'Eze (eeee)
Soo gi ga aburu m'Eze
Soo gi ga aburu m'Eze
Soo gi ga aburu m'Eze
Soo gi ga aburu m'Ezeeeeee