Bilie Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Bilie - Bro Uche
...
Bilie ka anyi jawa ya mma
Bilie ka anyi jawa ya mma
Alleluia(ah)
Hosana
Kene onye oma mee
Bilie ka anyi jawa Eze mma
Bilie ka anyi kele Eze ma e
Kunyie ka anyi bulie aha ya elu
Ndi nwere nkpa bilie eee
Kunyenu bilie ka anyi jawa Eze mma
Umu chineke anyi bilie ee
Kunyenu
Umueze bilie ka jawa Eze mma
Eze Jesus
Bilie ka anyi jawa ya mma
(Omemmaahhh)
Bilie ka anyi jawa ya mma
(Umuchukwu bilienu)
Alleluiaah (Oluwe luweeee)
Hosana
Kene onye oma mee
Bilie ka anyi jawa Eze mma
(Bilie bilie bilie)
Bilie jaa chikere gi mma ee
(Umualaeze)
Kelee Eze mere ndu foro gi ee
(O na eme mma)
Tobe Eze nyere gi ndu
O bughi n'ike onwe gi
K'ijiri di ndu taa
O bughi n'idi mma gi
O bughi na akunaba
Na amara chineke
K'ighara inya isi
N'ihunanya ya
K'ighara ime onu ee
Kele chineke maka ahuike
Kene chinazu maka nriju afo
Ndu ego napughi izuta
Alaeze udo
E nyere gi n'efo
Jawa ya mma
E nyere gi n'efu
Bulie aha ya elu
Teta unu na ubo akwara
Ka anyi kele ya
Bilie ka anyi jawa ya mma
(Ngozi Jehova)
Bilie ka anyi jawa ya mma
Alleluia(ah)
Hosana
(Soro unu meeee)
Kene onye oma mee
(Messiah)
Bilie ka anyi jawa Eze mma
Eeeeee
I ga ebilinwu n'onodu obula
Ma o buru na i loo olulo
Guko idimma Jehova na ndu gi
Mana odida nne ele ga abia
Mgbe nne ele chefuru
Naani aka nedozi ukwu ele
(Umunne m)
Ihe oma chukwu neme
(Juru m anya)
I makwa na mgbe m n'oya
(O gworo m oya na anaghi ego)
N'ime okporo uzo niile
(O na akporo m ugbo)
O buladi mgbe amaikpe
(Eze kpere m onu)
Jawa jawa jawa jawa n'elu obe
Were obara gbaputa m
Mee ka m di ocha
O siri n'ikpe amaghi m 1`
M laa n'ikpe amaghi m
O siri n'o gwuooo
Meghachim Eze
Bilie bilie (Kunyie kunyie)
Bilie ka anyi jawa Eze m ah
Eeeeeee (Eze ndi Eze)
O bu okaka (Too ya)
O zuru ka emeeeee
UmuEze bilie ka anyi jawa Eze mma
Ele ndi ahu anaputara
Bilie ka anyi jawa ya mma
(Bilieeeee)
Bilie ka anyi jawa ya mma
Hosana
Kene onye oma mee
Bilie ka anyi jawa Eze mma
(Instrumental Plays)
Bilie bilie ooo
Bilie bilie ooo
Bilie bilie ooo papa
Iheoma Eze neme
O na erim onu
Aka Eze a na alu ka dimkpa
Umu uwa o na eme umu n'ohu
Ife ya ofufe oma
Ibuli aha ya elu (ooo ooo)
Asim na aga m aja ya mma
Aga m ekele ya
Aga m ma aburu ya abu
N'ime onodu niileeeee
Akuwkwo nso wee si
Ka umu Zion tegharia egwu onu
N'Eze ha
E mere gi di ala
Bilie tie mkpu onu n'iru Eze Jesus
Nweli elu di
Okuku hapu ime kwuo kwuo n'elu uwa
Ike o ji azu umu ya ala
Okwa azu si na mmiri wee gbaputa
Ntabi ntabi anya
O nwuo onwu ike
Mana onye ji gi Jesus
Jikwa ihe di mma
Onye juru gi juru okasimma
Agam nefe chi nke di ndu
Agam a sopuru ya
N'ime ndu m niileeeeee
Bilie (bilie bilie eeee)
O kwesiri ikposiala niile
Bufere ya ekele oma
Kele Eze udo
Bilie ka anyi jawa Eze mma
Ora bara ije
(Bilie ka anyi jawa Eze mma)
Umu Eze bilite
(Bilie ka anyi jawa Eze mma)
Onwa na kpakpando niile
(Bilie ka anyi jawa Eze mma)
Elu uwa mmadu bi n'ime ya
(Bilie ka anyi jawa Eze mma)
Ihe niile e kere eke
(Bilie ka anyi jawa Eze mma)