Ukwu Nwata Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2017
Lyrics
Ukwu Nwata - Flavour
...
Kedu ihe ifuru ebe nwa no
Kedu ihe ifu gasiri Kee ka omere?
Kwusie ya ike
Kwusie ya ike
Ihe m furu n ukwu bu na ukwu ya bara
Oso na ihe ana eme na ukwu
Isi ka akowasiba
I ga enenebe ukwu nwata
Akowasiba nu ukwu a
I ga enenebe ukwu nwata
Inenebe ukwu nwata
Bia lelelebe ukwu nwata
Neke ne ebube nwata
Nwa di uto
Eh nwa di mma
Nwa di uto
Eh nwa di mma
Nta nwa (ife na emee)
Ogini n′afio
Ebe di uto(nwata di uso oh)
Ogini n'afio
Ebe nwa putara
nwa na amuke
Ebe nwa putara
nwa na achake (sunshine)
Ebe nwa putara
nwa bu nkiri
Ebe nwa putara
Onu agbajie boys Ihunanu boys
agbahariba
Ndi asiri akohariba
Pammy udu be ohakene
Ngwo ngwo guys akowasiba
Flavour be anyi eze nnunu
Ala owerri mma mma nu
Ndi tonight etigheribe
Jay stunt mawumawu
Who no know
E no go know
Who no enter
E no go know
I love my baby
I no go lie You wey no like am Na you sabi I ga enenebe ukwu nwata Inenebe ukwu nwata Bia lelelebe ukwu nwata Neke ne ebube nwata Nwa di uto Eh nwa di mma Nwa di uto Eh nwa di mma Nta nwa (ife na emee) Ogini n′afio Ebe di uto(nwata di uso oh) Ogini n'afio Ube mu racharu kwete na odi uto Udara mu micharu kwete na o di uso Ugwu mu risiri kwete na odi aso Agwo anyi gbuziri na odi mkpirisi one Ihunanu boys agbahariba Ndi asiri akohariba Pammy udu be ohakene Ngwo ngwo guys akowasiba Flavour be anyi eze nnunu Ala owerri mma mma nu Ndi tonight etigheribe Jay stunt mawumawu Who no know E no go know Who no enter E no go know I love my baby I no go lie You wey no like am Na you sabi I ga enenebe ukwu nwata Inenebe ukwu nwata Bia lelelebe ukwu nwata Neke ne ebube nwata Nwa di uto Eh nwa di mma Nwa di uto Eh nwa di mma Nta nwa (ife na emee) Ogini n'afio Ebe di uto(nwata di uso oh) Ogini n′afio Nwata di uso Nwata di uso Ife na eme Nwata di uso