Umuigbo ft. Biggie Igba Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2020
Lyrics
Umuigbo ft. Biggie Igba - Flavour
...
anywhere you go oh
anywhere you go oh
if you no see igbo man nnwanne gi gbocha
(ayimgbomgbo)
gbachapu ọsọ na'be fu rerere
(ayimgbomgbo)
gbachapu ọsọ na'be fu tireti
(ayimgbomgbo)
obodo sirike na ndi Igbo ga'banye
(ayimgbomgbo)
ha banye eba fu ha eburu ike we puta
(ayimgbomgbo)
ugo chukwu nyere anyi ya nu k'anyi gi aga nu
(ayimgbomgbo)
iyo ko iyo ko ko
(ayimgbomgbo)
umu igbo nile, umu igbo nile
let's come together na''nyi ncha bu ofu
chukwu bu ike anyi o, chukwu bu ike anyi o, chukwu bu ike anyi o, ya nwa ka'nyi gi aga
(ayimgbomgbo)
nnaba na''la igbo ebe ahu amuru mo
(ayimgbomgbo)
ile mu anya n'uku nife nyi bu Aba
(ayimgbomgbo)
Innoson group motor k'ona lu zi
(ayimgbomgbo)
ijere m Nnewi ya nwa ka nn'acho nu
(ayimgbomgbo)
Abakaliki rice ya nwa ka nn'erizi
(ayimgbomgbo)
obu