Egwu Ndi Oma Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2020
Lyrics
Egwu Ndi Oma - Flavour
...
obodo e delu
obodo e delu Jim Jim Jim(×3)
Anyanwu ututu biko bia gbalu egwu
aaaaah aah aaaah ,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma .
puru iche nwaany,egwu a puta ogbo.
aaaaah aah aaaah,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma.
Mmiri doro edo ka agboho ji awu aru
aaaaah aah aaaah ,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma.
Electric nwaany biko bia gbalu egwu,
aaaaah aah aaaah,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma.
iyelele,anyi ekulie
iyelele,anyi abata
iyelele,ona akpotu
iyelele,fa n'elele
aka na eti igba,tibelum igba muooo
onu na-egbu oja,gbubelum oja muooo
onye ubo akwara,ngwa kpoba ubo k'anyi jebenum.
Eme elu Mee ala Ife chukwu kwulu ga-eme.
aaaaah aah aaaah ,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma.
Ugo nwam,asam gba be egwu
aaaaah aah aaaah,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma
mmiri doro edo ka agboho ji awu aru
aaaaah aah aaaah,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma.
Ada di iche muoo,ada mu gba be egwu
aaaaah aah aaaah,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma.
iyelele,ona amuke
iyelele,amuma mmiri
iyelele,ona afionu
iyelele,fa n'ekwunu
iyelele,obum n'eme
iyelele,okwa chim nyelum
onye ya na chi ya so,na elu ebe ona eje.
mana I bulu chi ye uzonu,igbanalia enwe na Oso. Ugo chukwu melenu eze,Ife obu bu nkilinu.
eme elu Mee ala,Ife chukwu kwulu ga-eme.
egwu
aaaaah aah aaaah ,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma
Akwa ugo muo bia gbalu egwu
egwu
aaaaah aah aaaah,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma.
udala nwa,nwa na imalu nma.
egwu
aaaaah aah aaaah,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma.
Ugo chukwu melenu eze,na egwu anyi aputa ogbo.
egwu
aaaaah aah aaaah,egwu m e jezugo,
egwu ndi oma
obodo e delu
obodo e delu Jim Jim Jim(×3)