Ifem N'eli Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2016
Lyrics
Ifem N'eli - Flavour
...
Oyorima….
Otu nwata kiri nwanyi Oma di mma
Emedala m obi ooh
Otu nwata kiri nwanyi oma di mma
Emedala m obi Aah….
Nwata bu ife m n’Eli ooh
Obu ife m na like(nwa nwa)
Nekenu mkpuru Iru ya
Inekenu mkpuru obi ya ooh
Nwata bu doctor’s prescription
Three times in a day(vitamin strong )
Baby baby baby ooh ….ibu ife m n’eli(o Ka ome )
Nwanyi nwata miss …..ibu ife m na like
Number 1 bu kwa na ijuejunu
Ihe m n’Eli
Number 2 bukwa na idi ukene
I bu Ihe m n’Eli ooh
Nkene bu ife m n’Eli ooh nwata nwanyi bu ihe m n’Eli(my spec)
Owu Ihe m n’Eli ooh this girl bu ihe m n’Eli
Elewe ukwu egbuo wey nwanyi iyo nwata bu ihe m n’Eli x2
O buru na agwaro gi Iyamaro na m like gi
O buru na agwaro gi iyamaro na m furu
gi anya
Ngwa leenu m anya na mkpuru anya m
Ihe nkenu Okwa ifunanya
Iputakwa guys agbaghariba hancha bu ndi mgbajiaka