Sec Sermon ft. Ifex G Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Keee
Briiiiiiiiiiiii
Yeah
Ahyiiiiii
Onit
Dzsc babe
Sharptar0nit
Ifex
Maka unu n'agwo oke ogwu
Ya melu iji che na anyiwa agwobana ogwu
Echezona ogoli obala n'egbu onye oke ogwu
Ocho okwu malukwa na iga adikwa ike ogu
Asina akwuna adiro atu ujo amu
Aburo mgbe ofuru utu muru anumanu
Melu anyi ji wee buru egwu wee bia n'iru ogu
Billion dollars for men ma ife aluu
Onye omegolu g'ama
O gazuru m ahu
Owu saa m ka nkirika ogodo
Anyi kweshiri ka onye army
Otalu m ka akwa
Olalu m ka ada
Mbiara mbia g'ana
Ihe nna m gwakwalum agwa
Agbalu aka azo ani, onye ji ji ana ako
Okpa agbalu awo bu lift nwa awo
Ego bu ife izizi iga achu
Rapu umu na fa g'atu
Ife imelu aga ako
Ndi mmadu obi akpo
Tuo yourself flower
Nye them haters wahala
Onye gbayaria ka drogba
O nwete onwe ya na gbagada
Nwanne boys analugo aka
N'ewete oku ka up nepa
Nee my card were
Make e dey sweet your belle
Welu nkem kuba abunchi
Welu your own debe
White bu onye cele
No dirty my keke
Adim ekene mmadu
So chukwu kam n'enye ekene
Bupute my ngwo olu
Ifem jiri puta ogu mebe onu
One ounce isim enwuru oku
Osuko girls ebute oshu
Anyi gbalu nnukwu olu
If we no give them fa eburu onu
Ife esiga n'ekpo ka ofe akwu
So alert n'emem m muba amu
Maka uno na agwuo oke ogwu
Ya metelu iji akpo m lazy man na iru olu
Agbe bulu ugo bulu Anom na ife alu
Billion dollar meeting esom na ife alu
Story story
Briiiiiii
Go
I go osadenis oh yeah
Asagba mixed oh yeah
Ka maka zappa mixed
Above studio bu di basic
Abiam here for money
Abialom here itubadi logic
Calm down make I tell you
Ima na nwoke bu ezigbo Pisces
Everything m na eme kita
Nwannm am monetizing
Obu na m bu cake ima na
Money will be my icing
Five million ga abago di aza
Before any advertising
Sharpilo abialo here for play
Abialom here for childs thing
Whoa
Blord na ebenebe anyi bu age mates
But it's Gods will
Kenechukwu ka beepee cous
Everyday men dey take risk
Second sermon on this beat
Ifex G si m do it like this
No face and no case
Ima kpowulu arthur eze police
Chukwu gozie m bm
Anyi bia malaysia with the same flight
With hope na one to two to three years
Things will be alright
More money more chanting
Big man with big thinking
Sometimes I think am stupid
Maka ife m na eche di stinking
More money more chanting
Big man with slow dancing
Ifunugo ebe asi dangote
Mme seven days fasting
More money more chanting
Big man with slow dancing
Ifunugo ebe asi Arthur eze
Mme seven days fasting
More money more chanting
Big man with slow dancing
Ifunugo ebe asi cubana
Mme seven days fasting
More money more chanting
Big man with slow dancing
Ifunugo ebe asi dangote
Mme seven days fasting
Keeeee
Onit nwannem
Ifex g onye egwu
You know how we roll my nigga
Hahaha