EKENE ft. Ojadiliigbo Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Ekene kenechukwu ikene na nke omelu omekwara gi Ozo
Ekene kene olisa ikene na nke omelu omekwara gi Ozo
Ekene kenechukwu ikene na nke omere omekwara gi Ozo

My heart is full of thanks oh God, chai
For all you have done for me eeh
Who is like unto you Baba o eh eh chai
No one no one no one no one
No one no one eeh eh eh eh eh
We lift your name on high give you all the praise give you all the thanks all you have done for me
Baba ooo oh eshe ka anyi je ayee
Ekene kenechukwu ikene na nke omelu omekwara gi Ozo
Ekene kene olisa ikene na nke omelu omekwara gi Ozo
Ekene kenechukwu ikene na nke omere omekwara gi Ozo
Ekene kene olisa ikene na nke omelu omekwara gi Ozo
Ekene diri gi chineke Nna mmuo na eme amara
chukwu dalu na Ife imelu mara mma aaaah
Ebe imelu kam lalu ula tete na udo na onu chukwu na eme amara dalu
Ife ina eme amaka kwa eehhhh
ibu oke mmuo so gi bu oke mmuo
oke mmuo ibu oke mmuo oke mmuo
so gi bu oke mmuo oke mmuo ibu oke mmuo oke mmuo so gi bu oke mmuo daddy oke mmuo eeh oke mmuo ooo
papa dalu dalu dalu o papa dalu dalu ooo
Ekene kenechukwu ikene na nke omelu omekwara gi Ozo
Ekene kene olisa ikene na nke omelu omekwara gi Ozo
Ekene kenechukwu ikene na nke omere omekwara gi Ozo
Ekene kene olisa ikene na nke omelu omekwara gi Ozo
Chukwuoma na eme MMA AHUBALEZEAMA ekenee