UWA MGBEDE Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
AHUBALEZEAMA na alor
Rat wey follow lizard enter rain
Later you go hear am o,
If you use elephant set a trap
Which meat you won catch o
Ima na onwu egbughi ji eji juo aja o
Emesie to' ma opuo ome
Life na je je je life na nwa yo yo
Aye aye uwa mgbede ka mma
Eeeh eh eh uwa mgbede ka mma
Aye aye uwa mgbede ka mma
Oteka aka odi njo ma odikwa mma
Uwa mgbede ka mma
Aye aye uwa mgbede ka mma
Eeeh eh eh uwa mgbede ka mma
Aye aye uwa mgbede ka mma
Oteka aka odi njo ma odikwa mma
Uwa mgbede ka mma
As I dey work for my daily bread
After rain comes the sunshine
Ana agba mbo okwa ka akwuru ofuma
Je nje nje okwa ka odikwa mma
Imana eme enu me ani
Anyi ga adikwa ocha
Ife Anya furu na uzo
Anyi ga akochi ya
Ije dimkpa aburo catwalk
Mana ebe onye oso ruru
Onye ije ga eruru ya
Uwa mgbede ka mma
Aye aye uwa mgbede ka mma
Eeeh eh eh uwa mgbede ka mma
Aye aye uwa mgbede ka mma
Oteka aka odi njo ma odikwa mma
Uwa mgbede ka mma
Aye aye uwa mgbede ka mma
Eeeh eh eh uwa mgbede ka mma
Aye aye uwa mgbede ka mma
Oteka aka odi njo ma odikwa mma
Uwa mgbede ka mma
Ejiro ututu ama njo ahia
Ututu ututu ka eji abu ogaranya
Aka aja aja na ebute onu mmanu
Aruo na anwu erie na ndo
gbanu gbanu gbujie ji
Otukwuru ani choba odu ya
Maka na onye ndidi na eri azu ukpo oo
Patient dog eat the fattest bone
Uwa mgbede ka mma
Aye aye uwa mgbede ka mma
Eeeh eh eh uwa mgbede ka mma
Aye aye uwa mgbede ka mma
Oteka aka odi njo ma odikwa mma
Uwa mgbede ka mma
Aye aye uwa mgbede ka mma
Eeeh eh eh uwa mgbede ka mma
Aye aye uwa mgbede ka mma
Oteka aka odi njo ma odikwa mma
Uwa mgbede ka mma