Loading...

Download
  • Genre:Others
  • Year of Release:2024

Lyrics

Ojadilibo esenienu ehee ehee ehee

Ahubaraezeama n' Alor Mmonwu n'ama ariri biakene li eh eh eh

Ode girigiri jujuu

Mmonwu n' ebe

Imakwa n' Mmonwu n' akwa

Mmonwu n' ebe

Imakwa n'Mmonwu ebe uya

Ojadiligbo esenigo

Orugo ka omeru

Mmonwu kwara ariri ebunyie


Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo


Ayhe Ahubaraezeama na omu na ekwu

Ojadiligbo bia-kene

Anyi aga ahapu egwu n' ulo je na ama

Okwa Chukwu n' eme Eze

Onyemaechi

Ogaranya n'esi na chi

Ihe onye ga abu ka oga abu riri

Oyi m nwekene ego n'onye nwere ego n' eme ihe soro ya

Ojonwa

Onye n' enweghi ego toro ato na elu uwa ka mu na ekwu riri

Ojonwa

Oburu n'ikpata ego

Ola obodo achoba iru gi

Ojonwa

Oburu na ikpata ego

Ola obodo ama gi uto

Ojonwa

Oyi m nwee ego n'onye nwere ego n' eme ihe soro ya

Ojonwa

I marugo n' egwu n' ara

Ojadiligbo bu mmonwu abia ee

Ojonwa

Okirikiri ka ana agba ukwu ose n' ad'ari ya elu

Egbuo dike n' ogu ulo

Mbosi ogu achoba dike

Oyi m nne mu eee

Mmonwu Alor n' ebe

Olukwanu n' omume

Egwu ogaranya ka anyi n' eti

Okwammemmem bu egwu be oba giririri mmonwu n' enye ego abia eee

Ewoo

Uwa


Okwammemmem bu egwu ooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo


Oyi m nwekene ego n'onye nwere ego n' eme ihe soro ya

Ojonwa

Onye n' enweghi ego toro ato n' elu uwa ka m n'ekwudobe

Ojonwa

Oburu n' ikpata ego ola obodo achoba iru gi

Ojonwa

Oburu n' ikpata ego ola obodo ama gi uto

Ojonwa

Oyim nwee ego n'onye nwere ego n' eme ihe soro ya

Ojonwa

I marugo n' egwu na alaa

Ojadiligbo bu mmonwu abia eee


Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu oooo

Okwammemme bu Egwu ooo

Okwammemme bu Egwu oooo

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234
          -You can log in via below methods-
          Reset password via e-mail
          -or-
          Reset password via e-mail
          Feedback on resetting password
          * It may take a longer time

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status