![OBODO ft. DennyB](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/11/10/8ea488afa0a04a948591c2ab3cdb5010H3000W3000_464_464.jpg)
OBODO ft. DennyB Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2024
Lyrics
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Na obodo adi ekoburu ugbokulu
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Errbody dancia e dancia
Akere dancia e dancia e dancia
Ok dancia e dancia
Make you dey shake make you dancia e dancia
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Na obodo adi ekoburu ugbokulu
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Na obodo adi ekoburu ugbokulu
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Enwe ndi bi obodo nwe kwa ndi afu ku ka ebe a
Itinye isi gi iburu kwanu ife afu ifu na ebe a
Men dey here na ayanite nku afu ni me ebe a
Ime anyhow anyi agbanyeru gi that cinema
Come and pay
Na wetin we dey do here we no dey explain
Chacha chacha
No be today
Every friday night nwanne we dance kukere
Abonte abonte
I dey my lane
Ikwuchie uzo anyi akwara gi tupu we no dey play
Obuzianu na okwero acha
Iyo iyo iyo iyo
Asa si sianu na okwero ada
Iyo iyo iyo iyo
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Na obodo adi ekoburu ugbokulu
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Na obodo adi ekoburu ugbokulu
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Ihe na eme
Ihe na eme
Ego anyi na eri na obodo bukwa Ife na afio
Dutty
Anya m o dutty
No do me popi
Anyi na eri money
Ego m suo ogonogo
Si anya di obodobo
Ineke di okpotokpo
Ihe nwa nji ogonogo
Nne m iyo
Nna m iyo
Iye m iyo
Ebe niyo
Ndaputa ka okoko
Eribe ego na ojoto
Osibe ike akpo m
Odogwu no dey joke
Ichoro igba oso
Ichoro igba oso
Ichoro imaka
Maka ndi nwe obodo abiago
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Na obodo adi ekoburu ugbokulu
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe
Na obodo adi ekoburu ugbokulu
Ana enwe obodo enwe
Ana enwe obodo enwe