
Asa Anthem Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Tenpenny pon dis
(tetetete)
(Nwene ibu oye nkakele)
Abum oye ASA
Abum oye ASA
Abum oye ASA
Ala adini igba mmanu
Ala ASA amuru mu oh
(Oye ulo ibu oye nkakele)
Abum oye ASA
(Oye nkele eh)
Abum oye ASA
(Isi na osidi giri)
Abum oye ASA
Ala adini igba mmanu
Ala ASA amuru mu oh
Kputo di n'ala ayi
Ihe dum di n'ala ayi
Umuonyinye ayi, wela umuoyeke magbuo onwe wee
Nma kogi ayi
Ayi jigidi eme ihere ma oruo na efo ayi
Ayi j'agba mbo gbatoma nwere ukwu na eka ayi
Iritula ofe ukazi ayi
Ehi church heno, kputo usokwu nma ayi
Irie ko gi rie ko efo na haa ka udu ayi
Nwene! Adigidi ihe adika ulo ayi
Bia ngo n'iwere enya gi labu huo
(Ihula nu)
Suoro wee okwu ala yi sa wee nuo
(Nmala nu)
Ma ijebegi ozu, imagi ihe adini iko
(Ihula nu)
Isucha ohia gi gbuo okporo gi doo
(Nwene ibu oye nkakele)
Abum oye ASA
(Enyi gwawa wee gwawa wee)
Abum oye ASA
(Ibu oye nkakele)
Abum oye ASA
Ala adini igba mmanu
Ala ASA amuru mu oh
(Nwene ibu oye nkakele)
Abum oye ASA
(Oye nkele eh)
Abum oye ASA
(Isi na osidi giri)
Abum oye ASA
Ala adini igba mmanu
Ala ASA amuru mu oh
Nwene imakwa di oye ibu
Hapu ihe wee dini ikwu
Imagidi oye ibu
Isi ayi, ISIMANU
ASA group, OZAR, IPU
Ayi lile budi otu oh
Ichetoro osisi ka nkwu
Ayi jiga adawa enya lehu
Ndigi ihe obu ayi enwegi
(Obughi lehu lehu)
Ayi nwere nde doctor, nwe nde ano mba ofesi
Business men, engineers, politicians and navy
Architects, surveyors, eka wee sekala giri
Nde nkuzi, army and nurses
Bia Sa Mkporo'm Gi Jee Obehie
Ikpokwu, Umuorie, Umuokwor, Umukalu, Umuadienwe
Owo Elu Na Owo Ala, Ebulungwu, Umuiku, Obahu, Umuituru, Oborhia, Umunteke
Ayi Jewe Umudobia Na Owaza
Obibor, Ogwe, Umuaka, Obuzor, Umuahala
Obokwe, Umuelechi, Umuekechi, Okohia
Umuiku-ukor, Mkpuke, Umuezeke, Obingwu Na Etiti-uzor
Umuajoha, Ozatta,
Uzuaku Na Omuma-uzor
Ugwati Na Ezendioma
Lehu lehu
Obughi lehu lehu
Lehu lehu
Obughi lehu lehu
Bia ngo n'iwere enya gi labu huo
(Ihula nu)
Suoro wee okwu ala yi sa wee nuo
(Nmala nu)
Ma ijebegi ozu, imagi ihe adini iko
(Ihula nu)
Isucha ohia gi gbuo okporo gi doo
(Nwene ibu oye nkakele)
Abum oye ASA
(Enyi gwawa wee gwawa wee)
Abum oye ASA
(Ibu oye nkakele)
Abum oye ASA
Ala adini igba mmanu
Ala ASA amuru mu oh
(Nwene ibu oye nkakele)
Abum oye ASA
(Oye nkele eh)
Abum oye ASA
(Isi na osidi giri)
Abum oye ASA
Ala adini igba mmanu
Ala ASA amuru mu oh