![Ebube Chukwu](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/09/10/49129c41d46e4788a007494a706b3967H3000W3000_464_464.jpg)
Ebube Chukwu Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Ebube
Bianu lelee!
Bianu lelee oo
Bianu lelee oo umunnem,
Ebube Chineke n'ahu m o
Ekpere m ekpere
O nugo ya
Ayiyo m yoro
O nugo ya
Ikpere m gburu n'ala,
Chineke anugo ya
Ebube Chineke zuru m ahu
Bianu lelee!
Bianu lelee oo
Bianu lelee oo umunnem,
Ebube Chineke n'ahu m o
Ndi enyi m oo, bia keee Chineke
Ndi ezi n'ulo mo, keleere m Chukwu o
Ikwu n'ibe, soro m kelebe chineke
Lekene ! Ebube Chineke zuru m ahu
Bianu lelee!
Bianu lelee oo
Bianu lelee oo umunnem,
Ebube Chineke n'ahu m o
Onyinye mara mma ka m jiri bia
Egwu igba na egwu mara mma ka m ji wee bia
Onynye di mma, onyinye si n'obi ka m ji wee bia
Ebube Chineke zuru m ahu .
Bianu lelee!
Bianu lelee oo
Bianu lelee oo umunnem,
Ebube Chineke n'ahu m o