![Chinemerem (Ibo)](https://source.boomplaymusic.com/group2/M09/DD/C5/rBEeqF0tvweAaVjeAADYXAhbQ_k991.jpg)
Chinemerem (Ibo) Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2019
Lyrics
Chinemerem (Ibo) - Sir Jude Nnam
...
Intro
O n′emerem mma (kele ya)
O n'emerem mma mma
Kedu ihe m g′enye gi Ezi Nna mo Onye Obi Oma! (Jaa ya mma)
Agam aja ya mma (bukotaba ha onyinye nile) Agam aturu ya mma mma (bunye Chineke)
Ihe Chi n'emere mo Onum apughi ikochasi
Chorus
O n'emerem mma (kele ya)
O n′emerem mma mma
Kedu ihe m g′enye gi Ezi Nna mo Onye Obi Oma! (Jaa ya mma)
Agam aja ya mma (bukotaba ha onyinye nile) Agam aturu ya mma mma (bunye Chineke) Ihe Chi n'emere mo Onum apughi ikochasi
Verse 1
Chinemere m mma n′eziokwu (Chinemere moo)
I mana Chineke Nna bu ya bu (O bu Chi n'emere m ihe oma)
I n′aju m onye nyere mu ndu mo? (Chinemere moo)
Ndu nk'I di, onye nyere gi ee? (O bu Chi n′emere m ihe oma)
I n'aju m onye nyere m ahu ike? (Chinemere moo)
Ahu ike nk'I nwere, onye nyere gi ee? (O bu Chi n′emere m ihe oma) Oooh
Verse 2
Chinemere m mma n′eziokwu (Chinemere moo)
I mana Chineke Nna bu ya bu (O bu Chi n'emere m ihe oma)
I n′eje eje, I n'abata (Chinemere moo)
Obu onye n'echebe gi n′ihe mberede? (O bu Chi n′emere m ihe oma)
N'onya nile nke ekwensu n′agba (Chinemere moo)
Obu onye n'echebe gi n′ihe mberede o? (O bu Chi n'emere m ihe oma)
Verse 3
Chinemere m mma n′eziokwu (Chinemere moo)
I mana Chineke Nna bu ya bu (O bu Chi n'emere m ihe oma)
Obu Onye kere anyanwu na onwa? (Chinemere moo)
Ma kee kpakpando nile di n′eligwe? (O bu Chi n'emere m ihe oma)
Onyere mmadu echiche na ihe nile n′uju (Chinemere moo)
Nwannem so mu kele Chineke Chi mo n'emere m ihe oma!