![Agam Eje N'altar](https://source.boomplaymusic.com/group1/M09/3E/B8/rBEeMV0u-xqAPN0OAADD2tktsTw502.jpg)
Agam Eje N'altar Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2018
Lyrics
Agam Eje N'altar - Sir Jude Nnam
...
Agam eje nara ahu kristi
Agam eje n'altar Nara ahu kristi
Ahu dinwenu Jesu Kristi n'inenye ndu
Ahu dinwenu Jesu Kristi n'idi uto
Nri oma
Kanyi je Nara ahu Kristi (Nri oma)
Je nagam anara ahu Kristi Rie (Nri oma)
Je--su--muo-- Nri oma
Kri----sti n'idi uto
Nri oma Kristi kuru si abum achicha ndu
Abum achicha ndu
Nke si n'eligwe bia nuwa
Onye obula riri yabu achicha
genwe ndu ebighebi
Onye obula riri yabu achicha g'adi ndu okpu Nri oma
Kristi n'akpom oku n'agam aza
Agam eje n'ara ahu Kristi
Agam eje n'altar Nara ahu Kristi
Ahu dinwenu Jesu Kristi n'inenye ndu
Ahu dinwenu Jesu Kristi n'idi uto Nri oma
Kanyi je Nara ahu Kristi...rie.Nri oma
Agam a'nara ahu Kristi Rie Nri oma
je...su...mo... Nri oma
Kristi n'idi uto Nri oma
Dinwenu kwuru si "Abum ndu abum mbilite n'onwu onye obula kwere na mu ogaghi anwu anwu
-