Tochukwu Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Tochukwu
Tochukwu
Tochukwu
Tochukwu
Ka ihe nile o kere
Jaa ya nma
Ihunanya na amara ya
Juru m Anya
Tochukwu
Tochukwu
Tochukwu
Tochukwu
Ka ihe nile o kere
Jaa ya nma
Imamma ya na Ebube ya enweghi atu
Kele ya
Ka anyi kele ya
Kele ya
Ka anyi kele ya
Nwelie okoloto (flag)nke chukwu
Ebere ya na amara ya zuru m oke
Ka anyi kele ya
Ka anyi kele ya
Ka anyi kele ya
Tochukwu