Eze M Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Ka ngozi nke diiri ndi kwere ekwe, baara anyi uba eze i na achi
Odighi onye dika gi ruo ebighebi, aka ekpuchi onwa m ka ibu
Nna Ebere, odighi onye nyiri gi, ibu ike nkwa aba baa
Eze m, Eze m I
na achi
Eze m oke chi m there is no one like you , Eze m chimarobim I na chi
Eze m onye dike o mee okachie
Eze m, Eze m, I na chi
I na achi n mba nile, you are worthy of our praise , Chiukwu ka m na akpo gi
Nani gi bu onye inye aka m,
I bu chi na adighi aghari pu m
I dighi agbanwe idighi agbanwee
Eze m, Eze m
I na chi
Eze m oke chi m there is no one like you , Eze m chimarobim i na chi
Eze m onye dike o mee okachie
Eze m, Eze m, I na chi
Site n'ugwu ruo n' ndida odighi onye di ka gi
site n mba ruo n mba , Eze m I na chi
Odighi onye dika gi
Odighi onye dika gi
Eze m, Eze m
I na chi
Eze m oke chi m there is no one like you , Eze m chimarobi m i na chi
Eze m onye dike o mee okachie
Eze m, Eze m, I na chi
I bu onu n'ekwuru onye n enweghi onu
Oke nkume nke m nwere
O tututaru onye atufuru
Chi nwa ogbenye
Nna onye n'enweghi Nna aa,Nne o nye n'enweghi nne ee
Eze m ,Eze m,I nachi
Eze m oke chi m there is no one like you , Eze m chimarobi m i na chi
Eze m onye dike o mee okachie
Eze m, Eze m, I na chi