Chiwa ebighebi Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
(Reign forever)
Chikere m
O dighi onye nyiri gi
N'ime onodu obula
Chiwa ebighebi
Creator of life
There is no one like you
In all my circumstances
You reign for ever
Redeemer of my soul
I worship you
For all you have done for me
You deserve all my praise
Chineke m
Ikwesiri inye ekele
Onye ka m geji tunyere gi
Chiwa ebighebi
N ime onodu obula
Chiwa ebighebi
Chiwa chiwa ooo
Chiwa ebighebi
Chiwaaaa n'ezi na ulo m
Chiwaaaa n'isi umu meeee
Chiwaaaaa n'ebe m no akpata ego
Odighi onye dika gi chineke meee
Nwere onodu n'ime ndu m
So gi bu Ike nkwa aba nba
Chinachi eze!! chinachi eze
Ahu wo m olu aka gi nile n'ime ndum m
Odighi onye ga emere m ihe I na emeere meee
Jidekaiji onye nji eme onu chiukwu eee
I rapu m onye ga edu m Uzo n ime uwa
I rapu m onye ga aza m n'oge mkpa lee
Chiwa chiwa ooo n'ime ndum m
Chiwa chiwa oo n'ime ndu m
Ebighebi ka ibu
Ebighebi ka ibu Chiukwu omaaaa
Chiwaaa chiwaaaa o n'ime ndu mee
Chiwa ebighebi
Chiwa ebighebi
Chiwa ebighebi
Chiwa ebighebi