N'Oku (On Fire) Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Oi
Okay
Bring the speaker closer
Make you listen hear
Wetin me I dey say
Me I dey say
Me I dey say
Ba tafi mana sai
Mu bata hankalin dere
Yanzu muyi suna
Yeu domin gobe
Onweli ofu ihe m
Ga agwa nu unu oo
My brother gbaba mbo
Chuba ego maka na
Ije ego sili ike
Onye agwali ogaghi aghota
Kama na onye omere amarala
My brother owu saa gi
N'iga etichasi eziokwu
Owu saa gi n'iga aguchaa
Make you dey use your medulla
Your inner medulla oblongata
My brother owu saa gi
N'iga apiachasi eziokwu
Owu saa gi n'iga eticha
Guys ebejugonu n'oku
Guys ebejugonu n'oku
Men adojuwonu n'oku
This time guys no n'oku
Guys ebejugonu n'oku
Guys ebejugonu n'oku
Men adojuwonu n'oku
This time guys no n'oku
Owuite amaro onye bu onye ukwu
Owuite amaro onye bu onye ukwu
My brother gbaba mbo chuba ego
Makana owu pia gi n'iga aghota
Anyi jidi nke onye
Ka anyi mechili onye anya na enu uwa
Ije ego si na Chi
Eziokwu owu chaa gi n'iga aghota
Enwerozikwa onye ndu
Enwerozikwa onye ndu
Onu m bu n'ekwu o
Eziokwu owu chaa gi
N'iga etichasi
Guys ebejugonu n'oku
Guys ebejugonu n'oku
Men adojuwonu n'oku
This time guys no n'oku
Guys ebejugonu n'oku
Guys ebejugonu n'oku
Men adojuwonu n'oku
This time guys no n'oku
Ndidi ka nma eei
Achuna enu uwa n'ike
Abby Exchange na inoya
Young Pillar mu o
Nwachimere oganyala gbo
Odogwu nwoke na ino ya
Mm mmm
Guys ebejugonu n'oku
Guys ebejugonu n'oku
Men adojuwonu n'oku
This time guys no n'oku
Guys ebejugonu n'oku
Guys ebejugonu n'oku
Men adojuwonu n'oku
This time guys no n'oku