
NwaChinemere Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
NwaChinemere
NwaChinemere I am
NwaChinemere eh eeh
NwaChinemere
NwaChinemere I am
NwaChinemere eh eeh
See
That monkey no fine
But em mama like am
My Shoki no sweet
I day see you dance am
Nke chi nyere m o
Okwa ya kam ji ka
Nkem akona m
Asim nkem akona m
Aka m achakela
Aka Ugo m achakela
Ekpere m kpere gboo
Chukwu okike anuwo
Ozawo ebube eluigwe
Azawoo
Ekpere m kpebere gboo
Chukwu okike anuwoo
Ka anyi si nu ya dalu
N'ihe omere erika erika
Ka anyi si nu ya dalu
N'ihe omere n'ime uwa
Ka anyi si nu ya dalu
N'ihe omere erika erika
Ka anyi si nu ya dalu
N'ihe omere lee
Odi m ka na nlo
Bu ihe oma Chukwu
N'emere m oo
Onye omere kalia
Nke m nwelie aka ya elu
Da grace found me mama
Da grace found me okwani Oluwa
NwaChinemere
NwaChinemere I am
NwaChinemere eh eeh
NwaChinemere
NwaChinemere I am
NwaChinemere eh eeh
I choose to be happy
I choose to be feeling
Very fine
Follow me enjoy
Cos is my good day
Da grace found me mama
Da grace found me okwani Oluwa
Mama mama
Anyi n'ekpoli uwa
Papa papa iyee
Anti n'ekpoli uwa oo
Da grace found me mama
Da grace found me okwani Oluwa
NwaChinemere
NwaChinemere I am
NwaChinemere eh eeh
NwaChinemere
NwaChinemere I am
NwaChinemere eh eeh
NwaChinemere
NwaChinemere I am
NwaChinemere eh eeh
NwaChinemere
NwaChinemere I am
NwaChinemere eh eeh