Oke Awele Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Oo
Ono noo
Ee eeh
Yeah its a hit
Its a hit
Umu aka ndi igbo anyi ncha bu ofu ei
Mgbologu Gad na anyi ncha bu ofu ei
Chineke nna enyewo anyi udo ah
Olisaebuliwa enyewo anyi udo ee
Obodo bulu ibu maa nma a
Oke awele umu igbo kwenu oke awele
Obodo bulu ibu maa nma a
Oke awele umu igbo kwenu oke awele
Kpoo mu the dot boy eei
Kpoo mu the dot boy eei
Kpoo mu the dot boy eei
Kpoo mu the dot boy eei
Makwa anyi ga egbuma
Anyi ga egbuma a
Makwa anyi ga egbuma
Anyi ga egbuma aah
Makwa anyi ga egbuma
Anyi ga egbuma a
Makwa anyi ga egbuma
Anyi ga egbuma aah
Nwanne ichere nti m agwa gi
E go do them like foto
Anyi ji ofor anyi ji ogu
Maka onwelo ife n'eme
Anya fulu ugo
Anya fulu ugo nwuliali ugo
Maka ugo bu eze nnunu
Adighi afukwa ugo kwa daa
Olili enu oji kpa ya nku
Maka na oji aburo obele osisi
Oke osisi di n'iwu
Oke osisi nnanna anyi
Olili enu oji kpa ya nku
Maka na oji aburo obele osisi
Oke osisi di n'iwu
Before you lia enu oji
Make sure you ready to kpaya nku
Kpoo mu the dot boy eei
Kpoo mu the dot boy eei
Kpoo mu the dot boy eei
Kpoo mu the dot boy eei
Makwa anyi ga egbuma
Anyi ga egbuma a
Makwa anyi ga egbuma
Anyi ga egbuma aah
Makwa anyi ga egbuma
Anyi ga egbuma a
Makwa anyi ga egbuma
Anyi ga egbuma aah