Amala Naudo Lyrics
- Genre:Afrobeat
- Year of Release:2022
Lyrics
Amala Naudo - Ajofia Nnewi
...
Odina olu na anyi ga eje ya oo, Chukwu so anyi oo, Amala na udo diri unu oo, Amala na udo diri unu oo, Onye obuna bialu ebe !, Ndi kporu oku si ikwu na ibe biaru ya, Ma ndi tutaru alo tinye kwa aku n' uba, Nke onye chiri ya zeruo !, Na anyi kporu oku ndu anyi akpoghi nke onwu, Ana m biaru ije ekene kam na enye gi oo, Nne muru oha afo orikoriko.