Mabalu M Oji Lyrics
- Genre:Afrobeat
- Year of Release:2022
Lyrics
Mabalu M Oji - Ajofia Nnewi
...
I ga di ka mkpume di na epere mmrir egbini tu cha na ahu mkpume ozuro ike..onye juo ihe ji rigo ya ri ba nke ahuhu..i gadi ka eche na odiri ogwu a gwu..e ga bu iku di na mba na e yere mba nri..ka arusu aha na aka na abuo ka e ji abu ya