Bia Nyere m aka
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Bia Nyerere m aka Chineke muoooh
Bia Nyerere m aka, Eze ndi ezeoooh
O dighi onye inye aka ozo m nwere,
Ma o bughi Nani gi, eche ta obi esieike, Gbatara m oso enye m aka.
Bia nyere umu gi aka, Dike na dimkpa
Za nu anyi ekpere Chi na za ekpere
O dighi onye inye aka ozo anyi nwere
Ma o bughi Nani gi, Odogwu akataka, Bia hicha anyi Anya Mmiri.
Nsogbu gbara anyi gburu guru.
A guru na ihe isi Ike na nriaria di iche Iche, onye ga zoputa anyi na agbu nke Ekwensu kere ndi gi ma o bughi gi, Bia Nyere umu gi aka.
Bia nyere anyi aka na obodo anyi Nigeria, bia zoputa anyi na ajo ihe na Nile di iche iche,onye ga ekwuchitere Anyi onu anyi ma o bughi gi Eze moo, Chineke muo, Bia hi cha anyi Anya Miri.
see lyrics >>Similar Songs
More from THE THRONE ROOM VOICE
Listen to THE THRONE ROOM VOICE Bia Nyere m aka MP3 song. Bia Nyere m aka song from album Bia Nyere m aka is released in 2024. The duration of song is 00:07:09. The song is sung by THE THRONE ROOM VOICE.
Related Tags: Bia Nyere m aka, Bia Nyere m aka song, Bia Nyere m aka MP3 song, Bia Nyere m aka MP3, download Bia Nyere m aka song, Bia Nyere m aka song, Bia Nyere m aka Bia Nyere m aka song, Bia Nyere m aka song by THE THRONE ROOM VOICE, Bia Nyere m aka song download, download Bia Nyere m aka MP3 song