Bia Nyere m aka Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Bia Nyerere m aka Chineke muoooh
Bia Nyerere m aka, Eze ndi ezeoooh
O dighi onye inye aka ozo m nwere,
Ma o bughi Nani gi, eche ta obi esieike, Gbatara m oso enye m aka.
Bia nyere umu gi aka, Dike na dimkpa
Za nu anyi ekpere Chi na za ekpere
O dighi onye inye aka ozo anyi nwere
Ma o bughi Nani gi, Odogwu akataka, Bia hicha anyi Anya Mmiri.
Nsogbu gbara anyi gburu guru.
A guru na ihe isi Ike na nriaria di iche Iche, onye ga zoputa anyi na agbu nke Ekwensu kere ndi gi ma o bughi gi, Bia Nyere umu gi aka.
Bia nyere anyi aka na obodo anyi Nigeria, bia zoputa anyi na ajo ihe na Nile di iche iche,onye ga ekwuchitere Anyi onu anyi ma o bughi gi Eze moo, Chineke muo, Bia hi cha anyi Anya Miri.
Bia Nyerere m aka Chineke muoooh
Bia Nyerere m aka, Eze ndi ezeoooh
O dighi onye inye aka ozo m nwere,
Ma o bughi Nani gi, eche ta obi Esike, Gbatara m oso enye m aka.
Onwu Ike, Ikpo asi,na ochi chi Nchigbu, mmegbu na Igbu ochu juru ebe nile, Onye ga nyere anyi aka ma o Bughi gi
Dike na dimkpa muooo, Bia ngwagwa Tutu anyi nwusisia!
Come deliver us mighty God, come Help us helper of the helpless,
We have no other help but thee oh God, mighty redeemer,
Come deliver us.
There is so much hunger and Starvation, sicknesses and diseases are Ravaging your people, who will break This yoke and the snare of the devil
But thee oh God come deliver us!
Come deliver our country from poor Governance and degradation,
Come restore our dignity as humans Oh God, come and help us,
We are looking unto you for the help Of man has failed us, we have no other Deliverer but you oh God, mighty Father ,come deliver us!
Wickedness, tribalism, ritual killings Have taken over the whole land,
Who will deliver us from this
Quagmire except thee oh God come And save us.
Bia Nyerere m aka Chineke muoooh
Bia Nyerere m aka, Eze ndi ezeoooh
O dighi onye inye aka ozo m nwere,
Ma o bughi Nani gi, eche ta obi Ejike,
Gbatara m oso enye m aka.