
Onye N'ekwu (Who Dey Yarn?) ft. Sho-boi Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2012
Lyrics
Intro
Okwa onye n’ekwu
(Okwa onye n’ekwu)
Okechukwu n’ekwu
(Okechukwu n’ekwu)
Mr raw nwanne
Bunitebe (4x)
Eyiii
Onye ne ti eti oh
Onye n’eme ife oh
Nwa afo, n’eme ofuma
Bunitebe, Bunitebe
Situations around me
Cannot stop me from trying
See me now, bros im still flying
Chai, nwanne korubaba
Bikonu egwu ah ona dabakwa
Ona daba
Onwedi
Onye nu egwu
Ona mu
Udi egwu ah kam ga na eku
Ka ha nwe na nu
So park iya, mo buru mu ichori maja
Ichokwa trya igafu nam kajara akaja
Uhun, akimchi dikwa elephant
Dika nwoke yi trouser ne le pant
Shi, so building opatayan
If you check am well now
Isokwa buru my fan
Ta adim ne eme wuru wuru
Ya mere eji gbaram nenu uwa gba buru buru
So ikana ju
Obu onye ne kwu ka jeku
Nwanne gen ti obu Okechukwu ne ku
Okwa onye n’ekwu
(Okwa onye n’ekwu)
Okechukwu n’ekwu
(Okechukwu n’ekwu)
Mr raw nwanne
Bunitebe (4x)
Eyiii
Onye ne ti eti oh
Onye n’eme ife oh
Nwa afo, n’eme ofuma
Bunitebe, Bunitebe
Ndi mmadu si na
Mne kpento ko ko
Karia chizobu daya
Okorike mogwo
Na adim mischievous
Dika akin and pawpaw
But egum na to ka the opposite of owo
Yor yor, ona to ka jollof rice
But abia na mmanya
Ona to ka Smirnoff ice
Adim ka quantitative analysis
Anesetiri umazi ka no primary six
Okechukwu anu kporumkpu n’echi onwu
Abia n’ihe gbasara chim eh
Anam ebu onu
Nihi na chineke obunike kari ike
Agbaharam mihm ke iha bimmanu ife
Its feels good to know
This is where I belong
I dey feel strong everytime una dey play my song
Sho boi got my back
On the beat na jay stunts
The name is Mr Raw
Tell me what you want
Okwa onye n’ekwu
(Okwa onye n’ekwu)
Okechukwu n’ekwu
(Okechukwu n’ekwu)
Mr raw nwanne
Bunitebe (4x)
Eyiii
Onye ne ti eti oh
Onye n’eme ife oh
Nwa afo, n’eme ofuma
Bunitebe, Bunitebe
Okwa onye n’ekwu
(Okwa onye n’ekwu)
Okechukwu n’ekwu
(Okechukwu n’ekwu)
Mr raw nwanne
Bunitebe (4x)
Eyiii
Onye ne ti eti oh
Onye n’eme ife oh
Nwa afo, n’eme ofuma
Bunitebe, Bunitebe
Nwanne bunitebe
Nwafor bunitebe
K’ife n’eme eme
Bunitebe, kunitebe
Asim bunitebe
Nwanne bunitebe
Nwafor bunitebe
K’ife n’eme eme
Bunitebe, eyiii
(Instrumentals)
Eyii