
Deri Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2019
Lyrics
Deri - Phyno
...
VERSE 1
Nwa negodu ihe Ị bu na aga,
ife gị melu m folu ntụtụ na ata,
cholu gị wee bịawa okokomaiko
Nwa Ị ka na a act na your self you day like oh eh
Ị si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya,
m wee welu maka gị wee chabazia Anya,
ife Ị melu m dịka Baby ọ na agụ akwa
Ọ ga eticha gị turapu gị na awa awa
BRIDGE
Ka Deri oh, Deri oh,
Deri nwa mama, Deri oh.
Ọ ga eticha gị ka Deri.
Deri oh, Deri oh.
Nkechi oh, Nkechi oh,
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh.
Ọ bu gịnị sere m na gị
Nkechi oh, chelu m oh.
CHORUS
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Nkechi ị marọ ka m si.
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ,
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
VERSE 2
Ị bulu olu, ị bulu olu,
Nkechi m nwete kwa nwa i bulu olu
Ọ ga eme gị oji, Ọ ga eli gị olu,
Nkechi lichakwa gị Okey ị bulu ọnụ.
Ụmụ guys kwete kwa na ọ ka ọ si eme,
abia na enu bed Ọ ma eme,
she say she love you ma ọ kwa ofe ka ọ na ele,
obele ohele nke gị ekpo.
ticha gị.
BRIDGE
Ka Deri oh, Deri oh,
Deri nwa mama, Deri oh.
Ọ ga eticha gị ka Deri.
Deri oh, Deri oh.
Nkechi oh, Nkechi oh,
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh.
Ọ bu gịnị selu m na gị
Nkechi oh, chelu m oh
CHORUS
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Nkechi ị marọ ka m si.
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ,
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
VERSE 3
Otu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa.
m ma ngucha di number men na achọ gị ma taa
obulo egwuregwu m gbaa gị aka ebe I ga apaga,
a na ekwu nke ị melu ị me ọzọ.
Ọ kwa ị ticha go m ifulu m nwee gị,
Ọ ma dikwa mma ma mee nwee gị.
m zobili na nkolo m wee chee gị,
ife ị melu m nya ka m ga eme gị
Ticha gị
BRIDGE
Ka Deri oh, Deri oh,
Deri nwa mama, Deri oh.
Ọ ga eticha gị ka Deri.
Deri oh, Deri oh.
Nkechi oh, Nkechi oh,
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh.
Ọ bu gịnị sere m na gị
Nkechi oh, chelu m oh
CHORUS
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Nkechi ị marọ ka m si.
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ,
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ