Isi Ego Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2018
Lyrics
Isi Ego - Phyno
...
Inara afu dimkpa
Inu isi ego
Inu isi ego
(Yeah) Inu isi ego
Nwa obu ihe wetere ego bu oru (Bu oru)
Nwanne obu na ijiri oru ibulu oru (Bulu oru)
Nwanne obu ihe wetere ego bu oru
Nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru
Ebere m na emere ndi afu gbara m boot
very rude
Kita nu wa ha na egbuzim ka ana acho crude ah bet
Nwanne nga kpofuta altitude safelanding iche na mu eyi parachute
Nwa ogbe wey OG ji the salute
Umu nnunu na acho iji fine face confuse
Before e kwuo lote na men bu nkpo na boot and inu uda ekwete na foam ka eji eti udu
Ode siri mu na mu ana akwoka oka buzi ihe poro mu si no photo m ka oji agbo zi ncha
Ijito nwoke buru ebu nwoke agbago dimkpa
Ijito nwoke burum nko shade m no na timber
Alika 7up adi anu Limca
Akuga m from January to December
Nwanne anyi kwu ka tatachi ni n’ime blender
Asa choro iku nja, anyi ga le ya number
Nwa obu ihe wetere ego bu oru (Bu oru)
Nwanne obu na ijiri oru ibulu oru (Bolu oru)
Nwanne obu ihe wetere ego bu oru (Bu oru)
Nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru
Inara afu dimkpa
Inu isi ego
Father man mechea onu, ka onu isi ego
Umu nwanyi ga aku isi, ka ha nu isi ego (On a cool cool way)
All the boys ga aru oru, ma ha nu isi ego
Ahn... Onye ji ego adi eme eye service
Weputa cigar all man akpoo machese
kuzie ru gi oru ka obu dike oha mathics
Napu gi asa gi nwanne odi gi ka magic
But you know how the game go
Balling anywhere me and the game go, anyi adi anu nti maka obu money bu the lingo
Nwanne owe gi, you're not in my league oh
It's okay, all the girls nye m more pressure
Kita nfu ha njiri obim nile gbaa ha pressure
Now anyi na aball zi with short notice, anyi tuo down ona ele ka film box office
Adim on and they can't off it, nwanne kpaa biko ibiara ebee ka irie mu office (At all)
Oburu akuko ka iji bia zoo and oburu oru ga eweputa chaa mee ka nmra, let me know
Nwa obu ihe wetere ego bu oru (Bu oru)
Nwanne obu na ijiri oru ibulu oru (Bulu oru)
Nwanne obu ihe wetere ego bu oru
Nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru
Inara afu dimkpa
Inu isi ego
Father man mechea onu, ka onu isi ego
Umu nwanyi ga aku isi, ka ha nu isi ego
All the boys ga aru oru, ma ha nu isi ego
Choi ifuru so na promo
Ifu kwo nu so na promo
Washia mu ka inu isi ego
Taa onye nwere ego attackitago ball nwanne (On a cool cool way)
I am beat
You are many many good
Ka m buru asa no side ah nwanne
Asa, you are many many good
Nenu nwata rigodi okwete nu... tutu gaga
Nkpuru okwu na okwu oma
Echeta enwewe onwu
Onwa di igwe na ala... eh nwanne m
Ona ebere gi akwa onu
Daddy you are many many good
Daddy you are many many good
Daddy you are many many good
Daddy you are many many good
Daddy you are many many good