![Onye Nwa](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/10/26/a90d0b28620d49ccb189bcbd83a4554c.jpg)
Onye Nwa Lyrics
- Genre:Afropop
- Year of Release:2021
Lyrics
Onye Nwa - Phyno
...
wo Ije mu na lovina
asa kpachibulu ka obu isi monalisa
*** **** *** *** Kam nyegi galadima,
nezie kitanunwa the boy ka ina-aruba
how you like me now, Nwoke n'ebi Lavida
isi m ka m kupulu gi but you know you got me now
M si ka m tunyenu gi make I put the money now
Maka na ime ofuma m gemenwu gi my inyarinya, how you like me now
ife a bu udi ife m neri (ife a bu udi ife m neri)
nwoke adigo so paid (nwoke adigo so paid)
bulu gi n'ime ndeli eh (bulu gi n'ime ndeli)
kpaputalu gi ya ka osie (ka osie ka osie)

kpaputalu gi ya ka osie
yea Onye nwa, onye nwa o na imaro na-abum onye nwa
haa onye nwa, onye nwa o na imaro na abum onye nwa haa nna m o, onye olu, o na imaro na m nwelu onye nwa
nwa oma osiso hm o na imaro na abum onye nwa
negodu ukwu gbagba, ukwu Venza ***** *** **** in a way I go remember
M geti gi jaja nwa zamzam I fulu m bido see nobody fit to end am
ukwu men na-akwu ugwo na influencer
onye obodo emebe ofuma si ya thank sir
asa dunyelu ukwu gbajili aru mechili onu gbajili nwa banye mee m nekopu na hanger
ife a bu udi ife m neri (ife a bu udi ife m neri)
nwoke adigo so paid (nwoke adigo so paid)
bulu gi n'ime ndeli eh (bulu gi n'ime ndeli)
kpaputalu gi ya ka osie (ka osie ka osie)
ife a bu udi ife m neri (ife a bu udi ife m neri)
nwoke adigo so paid (nwoke adigo so paid)
bulu gi n'ime ndeli eh (bulu gi n'ime ndeli)
kpaputalu gi ya ka osie
yea Onye nwa, onye nwa o na imaro na-abum onye nwa
haa onye nwa, onye nwa o na imaro na abum onye nwa haa nna m o, onye olu, o na imaro na m nwelu onye nwa
nwa oma osiso o na imaro na abum onye nwa